Abù Ọma Chapter 3

For English

Read Abù Ọma Chapter 3 Online

Read Abù Ọma Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 3

Isi 3

1. Jehova, le otú ndi nākpab͕um bara uba! Ọtutu madu nēbili imegidem.

2. Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si, Ọ dighi nzọputa diri ya nime Chineke.

3. Ma Gi onwe-gi, Jehova, bu ọta buruburum, Na nsọpurum, na onye nēbuli isim elu.

4. Ejim olum kpọkue Jehova, O we zam site n'ugwu nsọ Ya.

5. Mu onwem dinara ala, raru ura; Etetaram; n'ihi na Jehova nākwagidem.

6. M'gaghi-atu egwu ìgwè ndi nkem anāpughi iguta aguta, Ndi doworo onwe-ha imegidem buruburu.

7. Bilie, Jehova; zọputam, Chinekem: N'ihi na I tiwo ndi-irom nile ihe na ǹtì; I tipiawo ezé ndi nēmebi iwu.

8. Jehova nwe nzọputa: Ka ngọzi-Gi dikwasi ndi-Gi.

About Abù Ọma Chapter 3

Read Abù Ọma Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 3
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 3 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 3?

Abù Ọma Chapter 3 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 3 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 10
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 47
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 101

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ndi-Eze Chapter 14
  2. Jenesis Chapter 14
  3. Aisaia Chapter 43
  4. Ezikiel Chapter 36
  5. Joshua Chapter 11
  6. Job Chapter 21
  7. Jenesis Chapter 38

Related Chapters & Readings

  1. Mak Chapter 7
  2. I. Samuel Chapter 27
  3. Abù Ọma Chapter 19
  4. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 24
  5. Jeremaia Chapter 21
  6. Jenesis Chapter 34
  7. Abù Ọma Chapter 78
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *