Abù Ọma Chapter 108

For English

Read Abù Ọma Chapter 108 Online

Read Abù Ọma Chapter 108 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 108

Isi 108

1. Edoziwo obim, Chineke; M'gābù abù, e, m'gābù abù ọma, ọbuná nsọpurum ka m'gēji bù abù.

2. Teta, une na ubọ-akwara: M'gākpọte chi-ọbubọ.

3. M'gēkele Gi n'etiti ndi nile di iche iche, Jehova: M'gābùku kwa Gi abù ọma netiti mba nile.

4. N'ihi na ebere-Gi di uku kari elu nke elu-igwe, Ezi-okwu-Gi di kwa uku rue mbara-ígwé.

5. Me Onwe-gi ka I di elu n'elu elu-igwe nile, Chineke: Ka ebube-Gi di kwa n'elu uwa nile.

6. Ka ewe dọputa ndi I huru n'anya, Were aka-nri-Gi zọputa, za kwa ayi.

7. Chineke ekwuwo okwu n'idi-nsọ-Ya: ka m'ṅuria ọṅu-agha: M'gēkè Shekem, tù kwa ndagwurugwu Sukot.

8. Mu nwe Gilead; mu nwe Manase; Efraim bu kwa ebe siri ike nke isim; Juda bu nkpa-n'aka-ezem.

9. Moab bu ite ọsisa-arum; N'elu Edom ka m'gātu akpukpọ-ukwum: N'aru Filsitia ka m'gēti nkpu.

10. Ònye gēdubàm nke-ọma n'obodo ewusiri ike? Ònye duruworom rue Edom?

11. Ọ̀ bughi Gi, Chineke, juworo ayi aju? I dighi-apu kwa ije agha n'etiti usu nile nke ndi-agha-ayi, Chineke.

12. Yere ayi aka ka ayi pua n'aka onye-nkpab͕u: N'ihi na ihe-efu ka nzọputa madu bu.

13. Nime Chineke ayi gēme ihe dìnkpà: Ọ bu kwa Ya onwe-ya gāzọda ndi nākpabu ayi.

About Abù Ọma Chapter 108

Read Abù Ọma Chapter 108 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 108
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 108 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 108?

Abù Ọma Chapter 108 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 108 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Jeremaia Chapter 43
  2. Deuteronomi Chapter 6
  3. Job Chapter 12
  4. Jeremaia Chapter 5
  5. Emos Chapter 5
  6. Nehemaia Chapter 9
  7. II. Ihe Emere Chapter 2

Related Chapters & Readings

  1. Hosea Chapter 2
  2. II. Ihe Emere Chapter 7
  3. Abù Ọma Chapter 18
  4. Ilu Chapter 29
  5. Nehum Chapter 2
  6. Jeremaia Chapter 18
  7. Aisaia Chapter 20
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *