Abù Ọma Chapter 34

For English

Read Abù Ọma Chapter 34 Online

Read Abù Ọma Chapter 34 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 34

Isi 34

1. M'gāgọzi Jehova na mb͕e nile: Mb͕e nile ka otuto-Ya gādi n'ọnum.

2. Jehova ka nkpuru-obim gēji nya isi: Ndi di ume-ala n'obi gānu ya, we ṅuria ọṅu.

3. Sonum me ka Jehova di uku, Ka ayi buli kwa aha-Ya elu n'otù.

4. Achọrọm Jehova, Ọ za-kwa-ram, We naputam n'ujọm nile.

5. Ha legidere Ya anya, we nwue enwu: Ka ihere ghara ime kwa ha n'iru.

6. Onye a ewedara n'ala kpọrọ òkù, Jehova we nuru ya, We si na nkpab͕u-ya nile zọputa ya.

7. Mọ-ozi nke Jehova nāma ulo-ikwū-ya buruburu ndi nātu egwu Ya, Ọ we dọputa ha.

8. Detunu ire, hu na Jehova di nma: Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú nwoke nke nāb͕abà nime Ya.

9. Tuanu egwu Jehova, unu ndi nsọ Ya: N'ihi na ọ dighi ihe nākọ ndi nātu egwu Ya.

10. Nkpà akpawo umu-ọdum, agu aguwo kwa ha: Ma ndi nāchọ Jehova, ọ dighi ezi ihe ọ bula gākọ ha.

11. Bianu, umum, gem nti: Egwu Jehova ka m'gēzi unu.

12. Ònye bu nwoke ahu nke ndu nātọ ya utọ, Nke nāhu ubọchi nile nke ndu n'anya, ka o we hu ọdi-nma?

13. Chezi ire-gi ka ọ ghara ikwu ihe ọjọ, chezi kwa eb͕ub͕ere-ọnu-gi ka ha ghara ikwu okwu aghughọ.

14. Si n'ihe ọjọ wezuga onwe-gi, me ezi ihe; Nāchọsi udo ike, b͕aso kwa ya.

15. Anya abua nke Jehova di n'aru ndi ezi omume, Nti-Ya abua ghe-kwa-ra oghe na nkpu ha nētiku Ya.

16. Iru Jehova nēmegide ndi nēme ihe ọjọ, Ibipu ncheta-ha n'uwa.

17. Ndi ezi omume tiri nkpu, Jehova we nuru, We si na nkpab͕u-ha nile naputa ha.

18. Jehova nọ nso ndi obi-ha tiwara etiwa, Ọ nāzọputa kwa ndi azọpiaworo nime mọ-ha.

19. Ha di ọtutu, bú ihe ọjọ nke nādakwasi onye ezi omume: Ma n'aka ha nile ka Jehova nānaputa ya.

20. Ọ nēdebe ọkpukpu-ya nile: Ọ dighi otù nime ha nyajiri anyaji.

21. Ihe ọjọ gēme ka onye nēmebi iwu nwua: Ọzọ, ndi nākpọ onye ezi omume asì, agāma ha ikpe.

22. Jehova nāb͕aputa nkpuru-obi ndi-orù-Ya: Agaghi-ama kwa ha ikpe, bú ndi nile nāb͕abà nime Ya.

About Abù Ọma Chapter 34

Read Abù Ọma Chapter 34 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 34
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 34 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 34?

Abù Ọma Chapter 34 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 34 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 80

Explore More from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 34
  2. Abù-Ákwá Chapter 4
  3. II. Ihe Emere Chapter 29
  4. Jeremaia Chapter 2
  5. Jeremaia Chapter 41
  6. Ndi-Ikpe Chapter 17
  7. Abù Ọma Chapter 68

Related Chapters & Readings

  1. Nkpugh Chapter 5
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 10
  3. Jenesis Chapter 30
  4. II. Timọti Chapter 3
  5. Luk Chapter 10
  6. Ndi Kọlọsi Chapter 1
  7. I. Samuel Chapter 13
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *