Read Abù Ọma Chapter 130 Online
Read Abù Ọma Chapter 130 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 130
Isi 130
1. N'ob͕u-miri nile ka m'siworo kpọkue Gi, Jehova.
2. Onye-nwem, ge nti olum: Ka nti-Gi nāṅa kwa N'olu nke aririọ-amaram nile.
3. Ọ buru na I riba ajọ omume nile ama, Ja, Onye-nwe-ayi, ònye gēguzo?
4. Ma n'aka-Gi ka nb͕aghara di, Ka ewe tua egwu Gi.
5. Elewom anya Jehova, nkpuru-obim elewo anya, Ọ bu kwa okwu-Ya ka m'chereworo.
6. Nkpuru-obim nēchere Jehova, Karia ka ndi-nche si echere ututu; E, karia ka ndi-nche si echere ututu.
7. Israel, chere Jehova: N'ihi na n'aka Jehova ka ebere di, Nb͕aputa riri nne di kwa n'aka-Ya.
8. Ya onwe-ya gāb͕aputa kwa Israel N'ajọ omume-ya nile.
About Abù Ọma Chapter 130
Read Abù Ọma Chapter 130 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 130
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 130 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 130?
Abù Ọma Chapter 130 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 130 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 147
- Abù Ọma Chapter 124
Explore More from Agba Ochie
- II. Ihe Emere Chapter 24
- Aisaia Chapter 52
- Abù Ọma Chapter 84
- Jenesis Chapter 35
- Ọnu-Ọgugu Chapter 35
- II. Samuel Chapter 7
- Abù Ọma Chapter 125