Read Abù Ọma Chapter 98 Online
Read Abù Ọma Chapter 98 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 98
Isi 98
1. Bùkuenu Jehova abù ọhu; N'ihi na Ọ luwo oké ọlu di iche iche; Aka-nri-Ya na ogwe-aka-Ya di nsọ enyewo Ya nzọputa.
2. Jehova emewo ka amara nzọputa-Ya: N'anya mba nile ka O kpugheworo ezi omume-Ya.
3. O chetawo ebere-Ya na ikwesi-ntukwasi-obi-Ya n'ebe ulo Israel di: Nsọtu nile nke uwa ahuwo nzọputa Chineke-ayi.
4. Tikusienu Jehova nkpu ọṅù ike, uwa nile: Tiwanu nkpu, tienu nkpu ọṅù, bùanu abù ọma.
5. Werenu ubọ-akwara bùkue Jehova abù ọma; Werenu ubọ-akwara na olu abù ọma.
6. Chirinu opì na olu opì-ike Tisie nkpu ọṅù ike n'iru Eze, bù Jehova.
7. Ka oké osimiri bib͕ọ, na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi, na ndi bi nime ya;
8. Ka osimiri nile kua aka-ha; Ka ugwu tie nkpu ọṅù n'otù;
9. N'iru Jehova, n'ihi na Ọ biawo ikpe uwa ikpe: Ọ gēwere ezi omume kpe elu-uwa dum madu bi ikpe, Ọ gēwere kwa izi-ezi kpe ndi nile di iche iche.
About Abù Ọma Chapter 98
Read Abù Ọma Chapter 98 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 98
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 98 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 98?
Abù Ọma Chapter 98 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 98 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 92
- Abù Ọma Chapter 64
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 112
Explore More from Agba Ochie
- II. Samuel Chapter 23
- I. Ndi-Eze Chapter 19
- Rut Chapter 1
- Jeremaia Chapter 37
- Jenesis Chapter 26
- Aisaia Chapter 61
- Levitikọs Chapter 3