Abù Ọma Chapter 8

For English

Read Abù Ọma Chapter 8 Online

Read Abù Ọma Chapter 8 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 8

Isi 8

1. Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n'uwa nile! Gi Onye tiyeworo ebube-Gi n'elu ígwé.

2. I siwo n'ọnu umu-ntakiri na umu nāṅu ara tọ ntọ-ala ike, N'ihi ndi-nkpab͕u-Gi, Ime ka onye-iro na onye nābọ̀ ọ́bọ̀ kwusi.

3. Mb͕e m'huru elu-igwe-Gi, bú ọlu nkpisi-aka-Gi, Ọnwa na kpakpando nile, nke I doziworo;

4. Gini ka madu bu, na I nēcheta ya; Na nwa nke madu, na I nēleta ya?

5. I we me ya ka ọ fọduru ya nke-ntà ibu Chineke, I ji kwa nsọpuru na ima-nma kpube ya n'isi dika okpu-eze.

6. I nēme ya ka ọ nāchi ọlu nile nke aka-Gi abua; Ihe nile ka I doro n'okpuru ukwu-ya abua:

7. Ewu na aturu na ehi, ha nile, Ha na anu ọhia;

8. Nnunu elu-igwe, na azù nile nke oké osimiri, Bú ihe nke nāgabiga n'uzọ nile nke oké osimiri nile.

9. Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n'uwa nile!

About Abù Ọma Chapter 8

Read Abù Ọma Chapter 8 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 8
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 8 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 8?

Abù Ọma Chapter 8 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 8 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 47
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 101

Explore More from Agba Ochie

  1. Daniel Chapter 4
  2. Aisaia Chapter 53
  3. Abù Ọma Chapter 47
  4. I. Ndi-Eze Chapter 20
  5. Abù Ọma Chapter 118
  6. Aisaia Chapter 65
  7. II. Ihe Emere Chapter 33

Related Chapters & Readings

  1. Aisaia Chapter 24
  2. Jeremaia Chapter 42
  3. Abù Ọma Chapter 47
  4. Nkpugh Chapter 9
  5. Ndi-Hibru Chapter 10
  6. I. Samuel Chapter 9
  7. Jenesis Chapter 41
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *