Abù Ọma Chapter 4

For English

Read Abù Ọma Chapter 4 Online

Read Abù Ọma Chapter 4 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 4

Isi 4

1. Mb͕e m'kpọrọ, Gi zam, Chineke nke ezi omumem; I nyewom ebe sara mbara mb͕e m'nọ na nkpà: Merem amara, nuru ekperem.

2. Umu madu, rùe ole mb͕e ka nsọpurum gāghọ itiye n'ọnọdu-ihere? Unu nāhu ihe-efu n'anya, nāchọ okwu-ugha.

3. Ma maranu na Jehova ekewaputaworo Onwe-ya onye-ebere: Jehova nānu mb͕e m'kpọkuru Ya.

4. Manu jijiji, emehie-kwa-la: Sinu otú a n'obi-unu n'elu ihe-ndina-unu, we dere du. Selah

5. Chuanu àjà ezi omume, Tukwasi-kwa-nu obi na Jehova.

6. Ọtutu madu nāsi, Ònye gēme ka ayi hu ọdi-nma? Jehova, bulie ìhè iru-Gi ka ọ mukwasi ayi.

7. I tiyewo ọṅù n'obim, Kari nke ha nwere na mb͕e ọka-ha na manya-vine ọhu ha ji aba uba.

8. N'udo ka m'gēji otù mb͕e ahu dina ala, raru ura: N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, nání Gi, nēme ka m'biri na ntukwasi-obi.

About Abù Ọma Chapter 4

Read Abù Ọma Chapter 4 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 4
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 4 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 4?

Abù Ọma Chapter 4 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 4 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 80

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ihe Emere Chapter 4
  2. Job Chapter 22
  3. I. Samuel Chapter 16
  4. Ezikiel Chapter 4
  5. Abù Ọma Chapter 23
  6. I. Samuel Chapter 12
  7. Ọnu-Ọgugu Chapter 6

Related Chapters & Readings

  1. Abù-Ákwá Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 122
  3. I. Ndi Tesalọnaika Chapter 3
  4. I. Ihe Emere Chapter 11
  5. Ndi-Hibru Chapter 8
  6. I. Samuel Chapter 25
  7. Aisaia Chapter 29
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *