Abù Ọma Chapter 6

For English

Read Abù Ọma Chapter 6 Online

Read Abù Ọma Chapter 6 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 6

Isi 6

1. Jehova, Abalaram nba n'iwe-Gi, Adọ-kwa-lam aka na nti n'ọnuma-Gi.

2. Merem amara, Jehova; n'ihi na onye taworo aru ka m'bu: Mem ka m'diri ndu, Jehova; n'ihi na ọkpukpum nile nāma jijiji.

3. Nkpuru-obim nāma kwa jijiji nke-uku: Ma Gi onwe-gi, Jehova, rùe ole mb͕e?

4. Lata, Jehova, dọputa nkpuru-obim: Zọputam n'ihi ebere-Gi.

5. N'ihi na ọ dighi ncheta-Gi di n'ọnwu: Nime ala-mọ ònye gēkele Gi?

6. Adọb͕uwom onwem n'ọlu n'ize-umem; Kwa-abali ka m'nēme ka ihe-ndinam se n'elu anya-mirim; Ejim anya-mirim de ihe m'ji edina.

7. Anyam emebiwo site na nkpasu-iwem dika uwe nla mebiri; Ọ kawo nká n'hi ndi-nkpab͕um nile.

8. Si n'ebe m'nọ wezuga onwe-unu, unu nile ndi nālu ajọ ihe; N'ihi na Jehova anuwo olu ákwám.

9. Jehova anuwo arirọ-amaram; Jehova gānara ekperem.

10. Ihere gēme ndi-irom nile, ha gāma kwa jijiji nke-uku: Ha gālaghachi azu, ihere gēme ha na mberede.

About Abù Ọma Chapter 6

Read Abù Ọma Chapter 6 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 6
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 6 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 6?

Abù Ọma Chapter 6 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 6 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 124

Explore More from Agba Ochie

  1. II. Samuel Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 53
  3. Abù Ọma Chapter 30
  4. Jenesis Chapter 38
  5. Ezikiel Chapter 33
  6. Jeremaia Chapter 7
  7. Abù Ọma Chapter 106

Related Chapters & Readings

  1. II. Ihe Emere Chapter 8
  2. Deuteronomi Chapter 34
  3. Mak Chapter 9
  4. I. Ndi-Eze Chapter 6
  5. Ọnu-Ọgugu Chapter 19
  6. Esta Chapter 2
  7. Nehemaia Chapter 4
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *