Abù Ọma Chapter 126

For English

Read Abù Ọma Chapter 126 Online

Read Abù Ọma Chapter 126 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 126

Isi 126

1. Mb͕e Jehova mere ka ndi nālata na Zaion lata, Ayi di ka ndi nārọ nrọ.

2. Mb͕e ahu ọchì nēju ayi ọnu, Iti-nkpu-ọṅù nēju kwa ayi ire: Mb͕e ahu ha nāsi n'etiti mba nile, Jehova emeworo ndia ihe uku.

3. Jehova emeworo ayi ihe uku; Ayi nāṅuri ọṅu.

4. Jehova, me ka ndi-ayi adọtara n'agha lata, Dika miri-iyi di iche iche nime Negeb.

5. Ndi ji anya-miri agha nkpuru gēji iti-nkpu-ọṅù we ihe-ubi.

6. Onye nēbu nju-aka nkpuru-ọghigha, ọ bu ezie na ọ nēje ije nākwa ákwá; Ma ọ ghaghi iwere iti-nkpu-ọṅù biaghachi, nēbu ùkwù-ọka-ya nile.

About Abù Ọma Chapter 126

Read Abù Ọma Chapter 126 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 126
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 126 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 126?

Abù Ọma Chapter 126 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 126 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Ilu Chapter 16
  2. II. Ndi-Eze Chapter 6
  3. II. Samuel Chapter 6
  4. Job Chapter 18
  5. II. Ndi-Eze Chapter 1
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 32
  7. Jenesis Chapter 8

Related Chapters & Readings

  1. Aisaia Chapter 27
  2. II. Ndi Tesalọnaika Chapter 1
  3. Ọpupu Chapter 36
  4. Ọnu-Ọgugu Chapter 23
  5. Abù Ọma Chapter 58
  6. II. Samuel Chapter 2
  7. Ọpupu Chapter 28
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *