Abù Ọma Chapter 95

For English

Read Abù Ọma Chapter 95 Online

Read Abù Ọma Chapter 95 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 95

Isi 95

1. Bianu, ka ayi tikue Jehova nkpu ọṅù: Ka ayi tikusie oké nkume nke nzọputa-ayi nkpu ọṅù ike.

2. Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike.

3. N'ihi na Chineke uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa Eze uku nāchi chi nile.

4. Onye ebe nile nke michasiri emi nke uwa di n'aka-Ya: Ebe dichasi elu nke ugwu nile bu kwa nke Ya.

5. Onye nwere oké osimiri, Ya onwe-ya me-kwa-ra ya; Ọ bu kwa aka-Ya kpuru ala-akọro.

6. Batanu, ka ayi kpọ isi ala ruru kwa ala; Ka ayi b͕ue ikperè n'ala n'iru Jehova Onye meworo ayi:

7. N'ihi na Ya onwe-ya bu Chineke-ayi: Ayi onwe-ayi bu kwa ndi Ọ nāzù dika aturu, buru kwa ìgwè aturu nke aka-Ya. Ta, ọ buru na unu ege nti olu-ya,

8. Unu emela ka obi-unu sie ike, dika na Meriba, Dika n'ubọchi Masa n'ọzara:

9. Mb͕e nna-unu-hà nwaram, Nwaputam ìhè, hu kwa ọlum.

10. Ọgu arọ abua ka M'nāsọ ọb͕ọ ahu oyi, M'we si, Ndi nke nākpafu n'obi-ha ka ha bu, Ha onwe-ha amaghi kwa uzọm nile:

11. N'ihi ya aṅurum iyi n'iwem, si, Ha agaghi-abà n'izu-ikem ma-ọli

About Abù Ọma Chapter 95

Read Abù Ọma Chapter 95 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 95
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 95 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 95?

Abù Ọma Chapter 95 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 95 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 10
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 40
  2. Deuteronomi Chapter 31
  3. Aisaia Chapter 15
  4. I. Samuel Chapter 24
  5. Ezikiel Chapter 33
  6. Levitikọs Chapter 20
  7. II. Samuel Chapter 8

Related Chapters & Readings

  1. I. Ihe Emere Chapter 19
  2. I. Ndi Tesalọnaika Chapter 3
  3. Deuteronomi Chapter 16
  4. Abù Ọma Chapter 5
  5. II. Ihe Emere Chapter 8
  6. I. Samuel Chapter 4
  7. Levitikọs Chapter 2
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *