Read Abù Ọma Chapter 38 Online
Read Abù Ọma Chapter 38 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 38
Isi 38
1. Jehova, abalaram nba n'iwe-Gi: Adọ-kwa-lam aka na nti n'ọnuma-Gi.
2. N'ihi na àkú-Gi nile efedakwasiwom, Aka-Gi adakwasiwokwam.
3. Ọ dighi izu-okè ọ bula di n'anu-arum n'ihi iwe-Gi; Ọ dighi kwa udo ọ bula di n'ọkpukpum nile n'ihi nmehiem.
4. N'ihi na ajọ omumem nile agabigawo n'elu isim: Dika ibu arọ́ ha dikaram arọ́.
5. Ufiri-utalim nile nēsì ísì, nāb͕u kwa miri, N'ihi uchem b͕agọro ab͕agọ.
6. Ab͕agọrọm ab͕agọ ruda kwa nke-uku; Ogologo ubọchi nile ka m'jeghariworo nēyi uwe-nkpe.
7. N'ihi na úkwùm juputara na nruru-ọku; Ọ dighi kwa izu-okè ọ bula di n'anu-arum.
8. Arum esinwuwo, egwepiawokwam nke-uku: Ab͕ọwom uja n'ihi isu-ude nke obim.
9. Onye-nwe-ayi, n'iru Gi ka ichọsi-ikem nile di; Ize-umem ezonarighi kwa Gi.
10. Obim nēti ike ike, ikem esiwo nimem la: Ìhè nke anyam abua kwa, ọbuná ìhè nke anyam ahu adighi n'arum.
11. Ndi nāhum n'anya na ndi-eyìm nēguzo iche na ncherita-iru ihe-otitim; Ndi-ab͕ata-obim nēguzo kwa n'ebe di anya.
12. Ndi nāchọsi nkpuru-obim ike nēsi-kwa-ram ọnyà; Ndi nāchọ imem ihe ọjọ ekwuwo kwa ihe-ila-n'iyì di iche iche, Ọ bu kwa ihe-aghughọ nile ka ha nātughari n'uche ogologo ubọchi nile.
13. Ma mu onwem, dika onye nti chiri, adighm-anu ihe; Adikwam ka onye-ob͕i nke nādighi-asaghe ọnu-ya.
14. E, adim ka madu nke nādighi-anu ihe Onye iba-nba ọ bula nādighi n'ọnu-ya.
15. N'ihi na Gi, Jehova, ka m'chereworo: Gi onwe-gi gāza, Onye-nwe-ayi, Chinekem.
16. N'ihi na asirim, Ka ha ghara iṅuri ọṅu n'arum: Mb͕e anēwezuga ukwum n'ọnọdu-ya, ha mere onwe-ha ka ha di uku imegidem.
17. N'ihi na mu owem gaje ije nsukwra-achi, Ihe-nb͕um di kwa na ncherita-irum mb͕e nile.
18. N'ihi na m'gēgosi ajọ omumem; M'gēcheb͕u onwem bayere nmehiem.
19. Ma ndi-irom nādi ndu, nwe ume: Ha ba-kwa-ra uba, bú ndi nākpọm asì n'uzọ okwu-ugha.
20. Ndi ahu kwa nke nākwughachi ihe ọjọ n'ọnọdu ezi ihe Nēmegidem, n'ihi na anamab͕aso ezi ihe.
21. Arapulam, Jehova: Chinekem, anọlam n'ebe di anya.
22. Bia ọsọsọ iyerem ka, Onye-nwe-ayi, bú nzọputam.
About Abù Ọma Chapter 38
Read Abù Ọma Chapter 38 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 38
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 38 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 38?
Abù Ọma Chapter 38 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 38 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 101
Explore More from Agba Ochie
- Joshua Chapter 20
- II. Ndi-Eze Chapter 23
- Daniel Chapter 2
- II. Ihe Emere Chapter 10
- I. Ndi-Eze Chapter 16
- Ọpupu Chapter 37
- I. Ndi-Eze Chapter 22