Abù Ọma Chapter 138

For English

Read Abù Ọma Chapter 138 Online

Read Abù Ọma Chapter 138 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 138

Isi 138

1. M'gēji obim nile kele Gi: N'iru chi nile ka m'agābùku Gi abù ọma.

2. M'gākpọ isi ala n'ebe ulo uku nsọ Gi di,M'gēkele kwa aha-Gi n'ihi ebere-Gi na n'ihi ezi-okwu-Gi: N'ihi na I mewo ka okwu-ọnu-Gi di uku n'elu aha-Gi nile.

3. N'ubọchi m'kpọkuru Gi ka I zaram, I nēji ike di na nkpuru-obim kpaliem.

4. Eze nile nke uwa gēkeli Gi, Jehova, N'ihi na ha anuwo okwu nile nke ọnu-Gi.

5. Ha gābù kwa abù bayere uzọ nile nke Jehova; N'ihi na ebube Jehova di uku.

6. N'ihi na Jehova di elu, ma ọ bu onye di ume-ala n'obi ka Ọ nāhu anya: Ma onye-npako, Ọ nēsite n'ebe di anya mara ya.

7. Ọ buru na ejeghariam n'etiti ahuhu, I gēme ka m'di ndu; I gēseti aka-Gi imegide iwe ndi-irom, Aka-nri-Gi gāzọputakwam.

8. Jehova gēmezurum ihe nile:cJehova, ebere-Gi nādiru mb͕e ebighi-ebi; Arala aka n'ọlu nile nke aka-gi abua.

About Abù Ọma Chapter 138

Read Abù Ọma Chapter 138 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 138
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 138 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 138?

Abù Ọma Chapter 138 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 138 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 3
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Jenesis Chapter 6
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 34
  3. Jenesis Chapter 3
  4. II. Ndi-Eze Chapter 13
  5. Habakuk Chapter 2
  6. I. Ihe Emere Chapter 16
  7. Aisaia Chapter 56

Related Chapters & Readings

  1. Levitikọs Chapter 26
  2. Nkpugh Chapter 21
  3. Jeremaia Chapter 2
  4. Ndi Galetia Chapter 4
  5. Aisaia Chapter 59
  6. Levitikọs Chapter 22
  7. I. Ndi Kọrint Chapter 4
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *