Abù Ọma Chapter 92

For English

Read Abù Ọma Chapter 92 Online

Read Abù Ọma Chapter 92 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 92

Isi 92

1. Ọ bu ezi ihe ikele Jehova ekele, Na ibùku aha-Gi abù ọma, Gi Onye kachasi ihe nile elu:

2. Igosi ebere-Gi n'ututu, Igosi kwa ikwesi-ntukwasi-obi-Gi kwa-abali,

3. Nēji ubọ nke akwara iri, nēji kwa une; Nēji higgaion n'elu ubọ-akwara.

4. N'ihi na I mewo ka m'ṅuria site n'ọlu-Gi, Jehova: Ọ bu n'ọlu nile nke aka-Gi ka m'gēti nkpu ọṅù.

5. Le ka ọlu-Gi nile si di uku, Jehova! Èchìchè-Gi miri emi nke-uku.

6. Madu nke bu anu-ọhia adighi-ama ama; Onye-nzuzu adighi-aghọta kwa nka:

7. Mb͕e ndi nēmebi iwu nāma akwukwọ dika ihe-ọkukú, Mb͕e ndi nile nke nalu ajọ ihe nāwa kwa okoko-osisi; Ọ bu ka ewe kpochapu ha rue mb͕e nile ebighi-ebi:

8. Ma Gi onwe-gi nọ n'ebe di elu rue mb͕e ebighi-ebi, Jehova.

9. N'ihi na, le, ndi-iro-Gi, Jehova, N'ihi na, le, ndi-iro-Gi gāla n'iyì; Ndi nile nke nālu ajọ ihe gēkesa onwe-ha.

10. Ma I mewo ka mpim di elu dika mpi atu: Ejiwo manu ọhu wusam.

11. Anyam elekwasiwo kwa ndi nēchem anwu, Ihe bayere ndi nēbili imegidem, bú ndi nēme ihe ọjọ, ka ntim abua nānu.

12. Onye ezi omume gāwa igù dika nkwu: Dika osisi cedar nime Lebanon ka o gēbù ibù.

13. Ndi akuworo n'ulo Jehova dika osisi Gāma akwukwọ n'ogige nile nke Chineke-ayi.

14. Ha gānọ nāmi nkpuru n'isi-awọ; Osisi nke miri di ha n'aru ri nne, nke nwezu-kwa-ra akwukwọ ndu, ka ha gābu.

15. Igosi na Jehova zirí ezi; Ọ bu oké nkumem, ọ dighi kwa ajọ omume di nime Ya.

About Abù Ọma Chapter 92

Read Abù Ọma Chapter 92 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 92
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 92 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 92?

Abù Ọma Chapter 92 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 92 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 47
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 101

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 23
  2. Aisaia Chapter 59
  3. Jeremaia Chapter 3
  4. Ọnu-Ọgugu Chapter 7
  5. I. Ihe Emere Chapter 2
  6. Ezikiel Chapter 43
  7. Jenesis Chapter 6

Related Chapters & Readings

  1. Aisaia Chapter 57
  2. Aisaia Chapter 42
  3. Esta Chapter 9
  4. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 15
  5. Ezikiel Chapter 14
  6. II. Pita Chapter 3
  7. Jeremaia Chapter 35
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *