Abù Ọma Chapter 110

For English

Read Abù Ọma Chapter 110 Online

Read Abù Ọma Chapter 110 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 110

Isi 110

1. Ihe nke si n'ọnu Jehova puta nāsi onye-nwem, Nọdu ala n'aka-nrim, Rue mb͕e M'gēdo ndi-iro-gi ka ihe-nb͕akwasi diri ukwu-gi abua.

2. Nkpa-n'aka nke ike-gi ka Jehova gēsi na Zaion ziputa: Gi nwe ike n'aru madu n'etiti ndi-iro-gi.

3. Ndi-gi bu onyinye-afọ-ofufo n'ubọchi usu-ndi-agha-gi; N'ima-nma nile nke idi-nsọ, site n'afọ nke ututu; Gi nwe igirigi, bú umu-okorọbia-gi.

4. Jehova aṅuwo iyi, Ọ gaghi-echèghari kwa uche-Ya, Gi onwe-gi bu onye-nchu-àjà rue mb͕e ebighi-ebi Dika usoro Melkizedek si di.

5. Onye-nwe-ayi n'aka-nri-gi Amapúwo ndi-eze n'ubọchi iwe-Ya.

6. Ọ gēkpe ikpe n'etiti mba nile, Ebe nile juputara n'ozu; Ọ mapúwo isi madu n'elu ọtutu ala.

7. Miri nke sitere na miri-iyi nke di n'uzọ ka Ọ gāṅu: N'ihi nka ka Ọ gēweli isi-Ya elu.

About Abù Ọma Chapter 110

Read Abù Ọma Chapter 110 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 110
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 110 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 110?

Abù Ọma Chapter 110 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 110 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 10
  3. Abù Ọma Chapter 3
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 47
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 44
  2. Ilu Chapter 6
  3. Abù Ọma Chapter 74
  4. Ezikiel Chapter 1
  5. Nehemaia Chapter 12
  6. Aisaia Chapter 66
  7. Jenesis Chapter 40

Related Chapters & Readings

  1. Ọpupu Chapter 33
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 31
  3. Aisaia Chapter 59
  4. Hosea Chapter 7
  5. Ezikiel Chapter 3
  6. I. Ihe Emere Chapter 21
  7. Ndi-Hibru Chapter 2
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *