Abù Ọma Chapter 122

For English

Read Abù Ọma Chapter 122 Online

Read Abù Ọma Chapter 122 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 122

Isi 122

1. Aṅuririm ọṅu mb͕e ha nāsim, Ka ayi je n'ulo Jehova.

2. Ukwu-ayi eguzowo N'ọnu-uzọ-ama-gi nile, Jerusalem;

3. Jerusalem, nke ewuworo Dika obodo nke ejikọtara n'otù nke-ọma:

4. Ebe ebo nile rigoworo, bú ebo nile nke Ja, Iburu Israel ihe-àmà, Ikele aha Jehova.

5. N'ihi na n'ebe ahu ka edoworo oche-eze nile ikpe ikpe, Bú oche-eze nile ulo Devid nwere.

6. Riọnu aririọ bayere udo Jerusalem: Ndi nāhu gi n'anya gānọ n'udo.

7. Ka udo di n'ékpè-gi nile, Ka inọ-n'udo di kwa n'ulo-gi nile di elu.

8. N'ihi umu-nnem na ndi-eyìm, Biko, ka m'kwue okwu, si, Ka udo di nime gi.

9. N'ihi ulo Jehova, bú Chineke-ayi, M'gāchọrọ gi ọdi-nma.

About Abù Ọma Chapter 122

Read Abù Ọma Chapter 122 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 122
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 122 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 122?

Abù Ọma Chapter 122 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 122 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 98
  6. Abù Ọma Chapter 92
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Zefanaia Chapter 2
  2. Aisaia Chapter 35
  3. Abù Nke Abù Chapter 8
  4. Abù Ọma Chapter 112
  5. I. Samuel Chapter 21
  6. Jenesis Chapter 23
  7. Ọnu-Ọgugu Chapter 9

Related Chapters & Readings

  1. Ndi Efesọs Chapter 4
  2. II. Samuel Chapter 21
  3. Abù Ọma Chapter 7
  4. Ọnu-Ọgugu Chapter 5
  5. I. Ndi-Eze Chapter 4
  6. I. Pita Chapter 4
  7. Hosea Chapter 11
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *