Abù Ọma Chapter 23

For English

Read Abù Ọma Chapter 23 Online

Read Abù Ọma Chapter 23 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 23

Isi 23

1. Jehova bu onye nāzùm dika aturu; ó dighi ihe kọrọm.

2. N'ebe-ita-nri nke ahihia ndu ka O nēme ka m'makpu: N'akuku miri nke izu-ike ka Ọ nedum nwayo.

3. Ọ nēweghachi nkpuru-obim: Ọ nēdum n'uzọ nile nke ezi omume n'ihi aha-Ya.

4. Ọzọ, asi na ejem ije na ndagwurugwu onyinyo ọnwu, M'gaghi-atu egwu ihe ọjọ ọ bula; n'ihi na Gi onwe-gi nọyerem: Ndele-Gi na nkpa-n'aka-Gi, ha onwe-ha nākasim obi.

5. I nēdo table n'usoro n'irum n'anya ndi nākpab͕um: I tewo isim manu; ikom bu inwebiga-ihe-ókè.

6. Nání idi-nma na ebere gāb͕asom ubọchi nile nke ndum: M'gēbi kwa n'ulo Jehova rue ogologo ubọchi nile.

About Abù Ọma Chapter 23

Read Abù Ọma Chapter 23 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 23
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 23 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 23?

Abù Ọma Chapter 23 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 23 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 34
  2. Jeremaia Chapter 28
  3. Aisaia Chapter 34
  4. Abù Ọma Chapter 131
  5. Ilu Chapter 10
  6. Abù Ọma Chapter 12
  7. Ezra Chapter 8

Related Chapters & Readings

  1. Jenesis Chapter 8
  2. Ndi-Ikpe Chapter 13
  3. Aisaia Chapter 48
  4. Abù Ọma Chapter 81
  5. Ndi Kọlọsi Chapter 4
  6. Ndi Rom Chapter 7
  7. Abù Ọma Chapter 61
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *