Abù Ọma Chapter 24

For English

Read Abù Ọma Chapter 24 Online

Read Abù Ọma Chapter 24 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 24

Isi 24

1. Jehova nwe uwa na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya.

2. N'ihi na Ya onwe-ya atọwo ntọ-ala-ya n'elu oké osimiri nile, Me kwa ka o guzosie ike n'elu osimiri nile.

3. Ònye gārigo n'ugwu Jehova? Ònye gēguzosi kwa ike n'ebe nsọ Ya?

4. Onye nwere ọbu-aka abua nēmeghi ihe ọjọ, na obi di ọcha; Onye nēbulighi nkpuru-obi-ya nye ihe-efu, Ọ ṅughi kwa iyi aghughọ.

5. Ọ gānata ngọzi n'aka Jehova, Na ezi omume naka Chineke nke nzọputa-ya.

6. Nka bu ọb͕ọ nke ndi nācho Ya, Bú ndi nāchọsi iru-Gi ike, Chineke nke Jekob. Selah

7. Ọnu-uzọ-ama, bulienu isi-unu elu; Ka ebuli kwa unu elu, ọnu-uzọ ebighi-ebi: Eze ebube gābata kwa.

8. Ònye kwa bu Eze ebube a? Ọ bu Jehova, Nke bu dìnkpà na dike, Ọ bu Jehova, Nke bu dike n'agha.

9. Ọnu-uzọ-ama, bulienu isi-unu elu; Buli-kwa-nu ha elu, ọnu-uzọ ebighi-ebi: Eze ebube gābata kwa.

10. Ònye ka Ọ bu, bú Eze ebube a? Ọ bu Jehova nke usu nile nke ndi-agha, Ya onwe-ya bu Eze ebube a.

About Abù Ọma Chapter 24

Read Abù Ọma Chapter 24 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 24
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 24 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 24?

Abù Ọma Chapter 24 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 24 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ihe Emere Chapter 3
  2. Abù Nke Abù Chapter 7
  3. Abù Ọma Chapter 73
  4. Ezikiel Chapter 39
  5. Ndi-Ikpe Chapter 18
  6. Abù Ọma Chapter 117
  7. Ndi-Ikpe Chapter 4

Related Chapters & Readings

  1. Mak Chapter 8
  2. Eklisiastis Chapter 4
  3. Abù Ọma Chapter 92
  4. Job Chapter 24
  5. Emos Chapter 9
  6. Ezikiel Chapter 44
  7. Ilu Chapter 31
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *