Abù Ọma Chapter 52

For English

Read Abù Ọma Chapter 52 Online

Read Abù Ọma Chapter 52 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 52

Isi 52

1. Gini mere i nēto onwe-gi n'ihe ọjọ, gi dike? Ebere Chineke nādigide ogologo ubọchi nile.

2. Ihe-ila-n'iyì di iche iche ka ire-gi nēchè; Dika aguba di nkọ, nālu ọlu aghughọ.

3. I huwo ihe ọjọ n'anya kari ezi ihe; Na okwu-ugha kari ikwu okwu ezi omume. Selah

4. I huwo okwu nile nēloda eloda n'anya, Gi ire aghughọ.

5. Chineke gākwatu kwa gi rue mb͕e ebighi-ebi, Ọ gējide gi, dọkpupu gi n'ulu-ikwū-gi, Ropu kwa gi n'ala ndi di ndu. Selah

6. Ndi ezi omume gāhu kwa ya we tua egwu, Chì kwa ya ọchi, si,

7. Le, nwoke nke nādighi-eme Chineke ebe-ya siri ike; Kama ọ tukwasiri obi n'uba nke àkù-ya, Ọ di ike n'ọchichọ ọjọ ya.

8. Ma mu onwem, adim ka osisi olive nwere akwukwọ ndu n'ulo Chineke: Atukwasiwom obi n'ebere Chineke rue mb͕e nile ebighi-ebi.

9. M'gēkele Gi rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I meworo ya: M'gēle kwa anya aha-Gi, n'ihi na ọ di nma, niru ndi-ebere-Gi.

About Abù Ọma Chapter 52

Read Abù Ọma Chapter 52 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 52
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 52 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 52?

Abù Ọma Chapter 52 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 52 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 80
  7. Abù Ọma Chapter 64

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 16
  2. Joshua Chapter 1
  3. Rut Chapter 3
  4. Ọnu-Ọgugu Chapter 27
  5. Maika Chapter 6
  6. Abù Ọma Chapter 114
  7. Abù Ọma Chapter 41

Related Chapters & Readings

  1. I. Timọti Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 33
  3. Esta Chapter 9
  4. Matiu Chapter 18
  5. Ezra Chapter 4
  6. Luk Chapter 1
  7. Jemes Chapter 5
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *