Abù Ọma Chapter 13

For English

Read Abù Ọma Chapter 13 Online

Read Abù Ọma Chapter 13 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 13

Isi 13

1. Jehova, rùe ole mb͕e ka I gēchezọm ebighi-ebi? Rùe ole mb͕e ka I gēzonarim iru-Gi?

2. Rùe ole mb͕e ka m'gēdo ndum-ọdu nile nime nkpuru-obim, Nēru újú n'obim n'ehihie nile? Rùe ole mb͕e ka agēbuli onye-irom elu ibu onye-isim?

3. Legide anya, zam, Jehova, Chinekem: Nye anyam abua ìhè, ka m'we ghara iraru ura ọnwu;

4. Ka onye-irom we ghara isi, Akariwom ya n'ike; Ka ndi-nkpab͕um we ghara iteghari egwú ọṅù mb͕e anēwezugam n'ọnọdum.

5. Ma ọ bu ebere-Gi ka mu onwem tukwasiworo obi; Ka obim tegharia egwú ọṅù na nzọputa-Gi:

6. a m'bùkue Jehova abù, N'ihi na Ọ mesowom nke-ọma.

About Abù Ọma Chapter 13

Read Abù Ọma Chapter 13 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 13
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 13 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 13?

Abù Ọma Chapter 13 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 13 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 80
  7. Abù Ọma Chapter 64

Explore More from Agba Ochie

  1. Emos Chapter 1
  2. Ezikiel Chapter 22
  3. Abù Ọma Chapter 120
  4. Levitikọs Chapter 5
  5. Abù Ọma Chapter 149
  6. Joshua Chapter 18
  7. Eklisiastis Chapter 9

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 22
  2. Abù Ọma Chapter 33
  3. Ọpupu Chapter 9
  4. II. Ihe Emere Chapter 8
  5. Luk Chapter 1
  6. I. Ndi Tesalọnaika Chapter 2
  7. Jọn Chapter 12
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *