Abù Ọma Chapter 70

For English

Read Abù Ọma Chapter 70 Online

Read Abù Ọma Chapter 70 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 70

Isi 70

1. Chineke, bia ọsọsọ inaputam; Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka.

2. Ka ihere me ha, ka ha nwe kwa iru-ihere, Bú ndi nāchọ nkpuru-obim: Ka ha laghachi azu, ka etiye kwa ha n'ọnọdu-ihere, Bú ndi ihe ọjọ dakwasirim nātọ utọ.

3. Ka ha laghachi azu n'ihi ihere-ha, Bú ndi nāsi, Ehe, ehe!

4. Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi; E, ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile, Ka Chineke di uku.

5. Ma mu onwem bu onye ewedara n'ala na ob͕eye; Chineke, biakutem ọsọsọ: Onye-iye-akam na Onye nēme ka m'b͕apu ka I bu; Jehova, anọla ọdù.

About Abù Ọma Chapter 70

Read Abù Ọma Chapter 70 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 70
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 70 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 70?

Abù Ọma Chapter 70 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 70 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 3
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Daniel Chapter 9
  2. I. Ndi-Eze Chapter 2
  3. Job Chapter 13
  4. Deuteronomi Chapter 11
  5. Abù Ọma Chapter 51
  6. Abù Ọma Chapter 3
  7. Jenesis Chapter 41

Related Chapters & Readings

  1. Ndi Rom Chapter 10
  2. Job Chapter 15
  3. Abù Ọma Chapter 143
  4. Abù Ọma Chapter 111
  5. Joshua Chapter 15
  6. I. Ihe Emere Chapter 25
  7. Jenesis Chapter 47
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *