Abù Ọma Chapter 56

For English

Read Abù Ọma Chapter 56 Online

Read Abù Ọma Chapter 56 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 56

Isi 56

1. Merem amara, Chineke; n'ihi na madu ekusiwo ume ike ilom: Ogologo ubọchi nile ka o nēbu agha nēmeb͕um.

2. Ndi nēchem anwu nēkusi ume ike ilom ogologo ubọchi nile: N'ihi na ha bara uba bú ndi nēbu agha imegidem n'ibuli onwe-ha elu.

3. N'ubọchi m'nātu egwu, Mu onwem, ọ bu Gi ka m'gātukwasi obi.

4. Nime Chineke ka m'gēto okwu-Ya: Ọ bu Chineke ka m'tukwasiworo obi, m'gaghi-atu egwu; Gini ka anu-aru, bú madu, gēmem?

5. Ogologo ubọchi nile ka ha nāhighari okwum nile: N'imegidem èchìchè nile ha bu ime ihe ọjọ.

6. Ha nēzukọ, nēzobe onwe-ha, Ndi ahu nēlezi ikiri-ukwum abua anya, Dika ha leworo anya nkpuru-obim.

7. Ọ̀ bu n'ihi ajọ ihe ka ha nāb͕apu? N'iwu-Gi me ka ndi nile di iche iche rida, Chineke.

8. Nwagharim ka Gi onwe-gi guworo ọnu: Tiye anya-mirim nile nime karama-akpukpọ-Gi; Hà adighi n'akwukwọ-Gi:

9. Mb͕e ahu ndi-irom gālaghachi azu n'ubọchi m'gākpọku Gi: Nka ka m'mara, na Chineke dirim.

10. Nime Chineke ka m'gēto okwu-Ya: Nime Jehova ka m'gēto okwu-Ya.

11. Ọ bu Chineke ka m'tukwasiworo obi, m'gaghi-atu egwu; Gini ka anu-aru, bú madu, gēmem?

12. N'isim, Chineke, ka nkwa nile m'kwere Gi di: M'gākwughachi Gi ekele nile.

13. N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu: Ì naputaghi ukwum abua na nnuda anēnudam? Ka m'we nējeghari n'iru Chineke N'ihè ndi ndu.

About Abù Ọma Chapter 56

Read Abù Ọma Chapter 56 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 56
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 56 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 56?

Abù Ọma Chapter 56 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 56 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Rut Chapter 3
  2. Aisaia Chapter 11
  3. Jeremaia Chapter 1
  4. Abù Ọma Chapter 35
  5. Joshua Chapter 7
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 17
  7. Ọnu-Ọgugu Chapter 8

Related Chapters & Readings

  1. Aisaia Chapter 12
  2. II. Ihe Emere Chapter 1
  3. Jọn Chapter 4
  4. Ndi-Ikpe Chapter 10
  5. II. Ndi Kọrint Chapter 9
  6. II. Samuel Chapter 15
  7. I. Ndi Kọrint Chapter 11
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *