Abù Ọma Chapter 51

For English

Read Abù Ọma Chapter 51 Online

Read Abù Ọma Chapter 51 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 51

Isi 51

1. Merem amara, Chineke, dika ebere-Gi si di: Dika iba-uba nke obi-ebere-Gi nile si di hichapu njehiem nile.

2. Sucham nke-ọma dika ákwà ka ajọ omumem pua nimem, Me kwa ka m'si na nmehiem di ọcha.

3. N'ihi na mu onwem mara njehiem nile: Nmehiem di kwa n'irum mb͕e nile.

4. Megide Gi, nání Gi, ka m'mehieworo, Ọ bu kwa ihe jọrọ njọ n'anya-Gi ka m'meworo: Ka I we buru onye ezi omume mb͕e I nēkwu okwu, Di kwa ọcha n'obi mb͕e I nēkpe ikpe.

5. Le, n'ajọ omume ka amuputaram; Ọ bu kwa na nmehie ka nnem turu imem.

6. Le, ezi-okwu n'akuku nile di nime madu atọwo Gi utọ: Ọ bu kwa n'akuku zoro ezo ka i nēme ka m'mara amam-ihe.

7. I gēwere hyssop wepu nmehiem, m'gādi kwa ọcha: I gāsucham dika ákwà, m'gādi kwa ọcha kari snow.

8. I gēme ka m'nuru olu obi-utọ na ọṅù; Ka ọkpukpu nile I gwepiaworo we tegharia egwú-ọṅù.

9. Zopu iru-Gi na nmehiem nile, Hichapu kwa ajọ omumem nile.

10. Kèrem obi di ọcha, Chineke; Me kwa ka mọ nke nēguzosi ike di ọhu nimem.

11. Atupulam n'iru Gi; Anara-kwa-lam Mọ Nsọ Gi.

12. Nyeghachim obi-utọ nke nzọputa-Gi: Were kwa mọ nke amara aha-ya kwagidem.

13. M'gēzí ndi-njehie uzọ-Gi nile; Ndi-nmehie gālaghachikute kwa Gi.

14. Naputam n'aka ikpe-ọmuma ọbara di iche iche, Chineke, bú Chineke nke nzọputam; Irem gēti nkpu ọṅù bayere ezi omume-Gi.

15. Onye-nwe-ayi, I gēmeghe eb͕ub͕ere-ọnum abua; Ọnum gēgosi kwa otuto-Gi.

16. N'ihi na àjà adighi-atọ Gi utọ; ka m'we nye ya: Àjà-nsure-ọku adighi-atọ Gi utọ.

17. Àjà nile nke Chineke bu mọ tiwara etiwa: Obi tiwara etiwa na nke egwepiara egwepia, Chineke, I dighi-eleda ya anya.

18. Mere Zaion nma dika o si di Gi utọ: I gālu mb͕idi nile nke Jerusalem.

19. Mb͕e ahu ka àjà nile nke ezi omume, bú àjà-nsure-ọku na àjà-nsuresi-ọku, gātọ Gi utọ: Mb͕e ahu ka ha gāchu ọtutu oke-ehi n'elu ebe-ichu-àjà-Gi.

About Abù Ọma Chapter 51

Read Abù Ọma Chapter 51 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 51
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 51 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 51?

Abù Ọma Chapter 51 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 51 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 10
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 112
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 92
  7. Abù Ọma Chapter 47

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Samuel Chapter 16
  2. Jeremaia Chapter 52
  3. Aisaia Chapter 20
  4. Ọpupu Chapter 5
  5. Ọnu-Ọgugu Chapter 35
  6. Ezikiel Chapter 15
  7. Abù Ọma Chapter 115

Related Chapters & Readings

  1. Joshua Chapter 11
  2. Aisaia Chapter 25
  3. II. Ndi-Eze Chapter 10
  4. Jenesis Chapter 35
  5. Emos Chapter 3
  6. Ndi-Ikpe Chapter 9
  7. Matiu Chapter 10
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *