Read Abù Ọma Chapter 75 Online
Read Abù Ọma Chapter 75 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 75
Isi 75
1. Ayi ekelewo Gi, Chineke; Ayi ekelewo ekele, aha-Gi di kwa nso: Ha akọwọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile.
2. Mb͕e m'gānara mb͕e akara àkà, Mu onwem gēkpe ikpe ziri ezi.
3. Ndi gbazeworo agbaze ka uwa na ndi nile ndi bi nime ya bu: Mu onwem atùwo ogidi nile ya. Selah
4. Asirim ndi nānya isi, Unu anyala isi: Asi-kwa-ram ndi nēmebi iwu, Unu ebulila mpi elu:
5. Unu ebulila mpi-unu rue ebe di elu; Unu ejila olu kwesiri ike kwue oké okwu.
6. N'ihi na ọ bughi n'Ọwuwa-anyanwu, ma-ọbu n'Ọdida-anyanwu, Ọ bughi kwa n'ọzara, ka nbuli-elu nēsi bia.
7. Kama Chineke bu onye-ikpe: Ọ nēme otù onye ka ọ di ala, Ọ nēbuli kwa onye ọzọ elu.
8. N'ihi na iko di n'aka Jehova, manya-vine nke di nime ya asuwo ufufu; O juputara na manya ejiri ihe gwa, O we si na nke ahu b͕aputa manya: N'ezie ọru-ala-ya nile, ndi nile n'uwa ndi nēmebi iwu gāzaputa ya ṅua.
9. Ma mu onwem, m'gēgosi oké ọlu-Gi rue mb͕e ebighi-ebi, M'gābùku Chineke nke Jekob abù ọma.
10. Ọzọ, mpi nile nke ndi nēmebi iwu ka m'gēbipu; Ma agēbuli mpi nile nke onye ezi omume.
About Abù Ọma Chapter 75
Read Abù Ọma Chapter 75 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 75
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 75 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 75?
Abù Ọma Chapter 75 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 75 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 101
Explore More from Agba Ochie
- Abù Ọma Chapter 85
- Ọpupu Chapter 29
- Zekaraia Chapter 14
- II. Samuel Chapter 13
- II. Ihe Emere Chapter 34
- I. Ndi-Eze Chapter 5
- Ọnu-Ọgugu Chapter 9