Abù Ọma Chapter 59

For English

Read Abù Ọma Chapter 59 Online

Read Abù Ọma Chapter 59 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 59

Isi 59

1. Naputam n'aka ndi-irom, Chinekem: Me ka m'si n'aka ndi nēbili imegidem nọ n'ebe di elu.

2. Naputam n'aka ndi nālu ajọ ihe, Zọputakwam n'aka ndi-ọbara.

3. N'ihi na, le, ha echewo nkpuru-obim anwu; Ndi di ike nēzukọ imegidem: Ọ bughi n'ihi njehiem, ọ bughi kwa n'ihi nmehiem, Jehova.

4. Mb͕e ọ nādighi ajọ omume m'mere ha nāb͕a ọsọ, dozie onwe-ha: Kpọte Onwe-gi izutem, hu kwa.

5. Gi onwe-gi kwa, Jehova, Chineke nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke Israel, Teta ileta mba nile: Emelera ndi nāghọ aghughọ n'ajọ ihe amara. Selah

6. Ha nālaghachi n'anyasi, nāb͕ọ uja dika nkita, Nāga obodo buruburu.

7. Le, ha ji ọnu-ha nāsuputa okwu; Mma-agha di n'eb͕ub͕ere-ọnu-ha: N'ihi na ònye nānu? bu ihe ha kwuru.

8. Ma Gi onwe-gi, Jehova, gāchì ha ọchì; I gākwa mba nile emò.

9. Ikem, Gi ka m'gēlezi anya: N'ihi na Chineke bu ulo-elum.

10. Chineke nke eberem gābia izutem: Chineke gēme ka m'lekwasi ndi nēchem anwu anya.

11. Eb͕ula ha, ka ndim ghara ichezọ: Were usu-ndi-agha-Gi me ka ha nāṅaghari, me kwa ka ha rida, Onye-nwe-ayi, bú ọta-ayi.

12. Nmehie nke ọnu-ha ka okwu nke eb͕ub͕ere-ọnu-ha bu; Ka anwude kwa ha nime npako-ha, Na n'ihi ọb͕ub͕a-iyi na n'ihi okwu-ugha nke ha nākọ akukọ-ha.

13. Me ka ha gwusia n'ọnuma-Gi, me ka ha gwusia, ka ha ghara idi ọzọ: Ka ha mara kwa na Chineke nāchi achi nime Jekob, Rue nsọtu nile nke uwa. Selah

14. Ha nālaghachi kwa n'anyasi, nāb͕ọ uja dika nkita, Nāga obodo buruburu.

15. Ndi ahu nāṅaghari iri ihe, Ọ buru na afọ ejughi ha ha gānọ kwa ọnọdu-abali.

16. Ma mu onwem gābù abù bayere ike-Gi; E, m'gēti nkpu ọṅù bayere ebere-Gi n'ututu: N'ihi na I buruworom ulo-elu, Na ebe-nb͕alaga n'ubọchi nkpab͕u dirim.

17. Ikem, Gi ka m'gābùku abù ọma: N'ihi na Chineke bu ulo-elum, bú Chineke nke eberem.

About Abù Ọma Chapter 59

Read Abù Ọma Chapter 59 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 59
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 59 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 59?

Abù Ọma Chapter 59 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 59 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 8
  2. Ezikiel Chapter 14
  3. Malakai Chapter 1
  4. Deuteronomi Chapter 24
  5. Ezikiel Chapter 26
  6. I. Samuel Chapter 8
  7. Levitikọs Chapter 14

Related Chapters & Readings

  1. Joshua Chapter 2
  2. Rut Chapter 4
  3. II. Ihe Emere Chapter 19
  4. Ndi-Hibru Chapter 4
  5. Ndi Rom Chapter 11
  6. Ọpupu Chapter 32
  7. Deuteronomi Chapter 2
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *