Abù Ọma Chapter 86

For English

Read Abù Ọma Chapter 86 Online

Read Abù Ọma Chapter 86 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 86

Isi 86

1. Jehova, tọ nti-Gi n'ala, zam; N'ihi na onye ewedara n'ala na ob͕eye ka m'bu.

2. Debe nkpuru-obim; n'ihi na onye-ebere ka m'bu: Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi nke nātukwasi obi na Gi.

3. Merem amara, Onye-nwe-ayi; N'ihi na Gi ka m'nākpọku ogologo ubọchi nile.

4. Me ka nkpuru-obi orù-Gi ṅuria; N'ihi na ọ bu Gi, Onye-nwe-ayi, ka m'nēbuli nkpuru-obim nye.

5. N'ihi na Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, di nma, I bu kwa onye nāb͕aghara nmehie, I nāba kwa uba n'ebere n'aru ndì nile nākpọku Gi.

6. Jehova, ge nti n'ekperem; Ṅa kwa nti n'olu arirọ-amaram nile.

7. N'ubọchi nkpàm m'gākpọku Gi; N'ihi na I gāzam.

8. Ọ dighi onye di ka Gi n'etiti chi nile, Onye-nwe-ayi; Ọ dighi kwa ọlu di ka ọlu-Gi nile.

9. Mba nile ndi I meworo gābia kpọ isí ala n'iru Gi, Onye-nwe-ayi; Ha gāsọpuru kwa aha-Gi.

10. N'ihi na onye uku ka I bu, I nālu kwa oké ọlu di iche iche: Gi onwe-gi bu Chineke, nání Gi.

11. Zim uzọ-Gi Jehova; m'gējeghari n'ezi-okwu-Gi: Me ka obim di n'otù itu egwu aha-Gi.

12. M'gēji obim nile kele Gi, Onye-nwe-ayi, Chineke; M'gāsọpuru kwa aha-Gi rue mb͕e ebighi-ebi.

13. N'ihi na ebere-Gi di uku n'arum; I siwo n'ala-mọ nke dichasi ala naputa nkpuru-obim.

14. Chineke, ndi-nganga ebiliwo imegidem, Nzukọ ndi nēme ka madu ma jijiji achọwo kwa nkpuru-obim, Ha edoghi kwa Gi n'iru ha.

15. Ma Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, bu Chineke Nke nwere obi-ebere, Onye di kwa amara, Nke nādighi-ewe iwe ọsọsọ, Nke nāba kwa uba n'ebere na ezi-okwu.

16. Chem iru, me-kwa-ram amara Nye orù-Gi ike-Gi, Zọputa kwa nwa-nwoke nke orù-Gi nwayi.

17. Merem ihe-iriba-ama bayere ezi ihe I gēmerem; Ka ndi nākpọm asì we hu ya, ka ihere we me ha, N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, eyeworom aka, kasikwam obi.

About Abù Ọma Chapter 86

Read Abù Ọma Chapter 86 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 86
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 86 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 86?

Abù Ọma Chapter 86 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 86 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 47
  6. Abù Ọma Chapter 112
  7. Abù Ọma Chapter 101

Explore More from Agba Ochie

  1. Abù Ọma Chapter 24
  2. Jenesis Chapter 37
  3. Ọnu-Ọgugu Chapter 3
  4. Daniel Chapter 1
  5. I. Ndi-Eze Chapter 11
  6. Jenesis Chapter 17
  7. Aisaia Chapter 30

Related Chapters & Readings

  1. Job Chapter 34
  2. Abù Ọma Chapter 31
  3. II. Ndi Kọrint Chapter 4
  4. Eklisiastis Chapter 6
  5. Matiu Chapter 21
  6. Matiu Chapter 5
  7. Ndi Rom Chapter 9
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *