Read Abù Ọma Chapter 85 Online
Read Abù Ọma Chapter 85 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 85
Isi 85
1. Jehova, ihe ala-Gi atọwo Gi utọ: I mewo ndi Jekob adọtara n'agha ka ha lata.
2. I bupuwo ajọ omume ndi-Gi, I kpuchiwo nmehie-ha nile. Selah
3. I kpochapuwo nrubiga-ókè nke iwe-Gi: I siwo n'di-ọku nke iwe-Gi chighari Onwe-gi.
4. Me ka ayi lata, Chineke nke nzọputa-ayi, Me ka ọ gwusia, bú iwe ayi nākpasu Gi.
5. Ọ̀ bu rue mb͕e ebighi-ebi ka I ganēwesa ayi iwe? Ì gēme ka iwe-Gi digide rue ọb͕ọ nile?
6. Gì onwe-gi agaghi-eme ka ayi di kwa ndu ọzọ: Ka ndi-Gi we ṅuria nime Gi?
7. Jehova, me ka ayi hu ebere-Gi, Nye kwa ayi nzọputa-Gi.
8. M'gānu ihe Chineke, bú Jehova, gēkwu: N'ihi na Ọ gāgwa ndi-Ya, gwa kwa ndi-ebere-Ya, okwu udo: Ma ka ha ghara ilaghachi ba n'ihe-nzuzu.
9. Otú ọ di, nzọputa-Ya di nso ndi nātu egwu Ya; Ka nsọpuru we biri n'ala-ayi.
10. Ebere na ezi-okwu ezutewo; Ezi omume na udo esutuwo ọnu.
11. Ezi-okwu nēpú epú n'ala; Ezi omume esiwo kwa n'elu-igwe lepu anya.
12. Ọzọ, Jehova gēnye ezi ihe; Ala-ayi gēnye kwa ihe-ọmume-ya.
13. Ezi omume gāga n'iru Ya; Ọ gēme kwa ka nzọ-ukwu-Ya nile ghọ uzọ.
About Abù Ọma Chapter 85
Read Abù Ọma Chapter 85 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 85
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 85 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 85?
Abù Ọma Chapter 85 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 85 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 92
- Abù Ọma Chapter 64
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
Explore More from Agba Ochie
- I. Samuel Chapter 20
- Deuteronomi Chapter 21
- Aisaia Chapter 5
- Esta Chapter 5
- Job Chapter 11
- Ndi-Ikpe Chapter 2
- II. Samuel Chapter 3