Abù Ọma Chapter 53

For English

Read Abù Ọma Chapter 53 Online

Read Abù Ọma Chapter 53 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 53

Isi 53

1. Onye-nzuzu asiwo n'obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka ajọ omume-ha buru ihe-árú; Ọ dighi onye nēme ezi ihe.

2. Chineke siri n'elu-igwe lekwasi umu madu anya, Ihu ma ọ di onye nwere uche, Nke nāchọ Chineke.

3. Ha nile n'otù n'otù alaghachiwo azu; ha ab͕aruwo n'otù dika miri; Ọ dighi onye nēme ezi ihe, ọ dighi ọbuná otù onye.

4. Ndi nālu ajọ ihe, hà amaghi ihe? Bú ndi riworo nri site n'iri ndim, Ma ha akpọkughi Chineke.

5. N'ebe ahu ka ha turu oké egwu, n'ebe oké egwu nādigh: N'ihi na Chineke esesawo ọkpukpu nke onye nāma ulo-ikwū-ya imegide gi; I mewo ka ihere me ha, n'ihi na Chineke ajuwo ha.

6. Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na nzọputa Israel esi na Zaion puta! Mb͕e Chineke gēji me ka ndọta-n'agha ndi-Ya lata, Ka Jekob tegharia egwú ọṅù, ka Israel ṅuria ọǹu.

About Abù Ọma Chapter 53

Read Abù Ọma Chapter 53 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 53
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 53 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 53?

Abù Ọma Chapter 53 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 53 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 47
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 3

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ndi-Eze Chapter 11
  2. Ezikiel Chapter 21
  3. Levitikọs Chapter 18
  4. Ọpupu Chapter 29
  5. Zekaraia Chapter 2
  6. Ndi-Ikpe Chapter 18
  7. Ilu Chapter 23

Related Chapters & Readings

  1. II. Ndi Kọrint Chapter 3
  2. Jọn Chapter 16
  3. Ọpupu Chapter 36
  4. Ilu Chapter 28
  5. Hosea Chapter 12
  6. Levitikọs Chapter 6
  7. Job Chapter 39
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *