Abù Ọma Chapter 64

For English

Read Abù Ọma Chapter 64 Online

Read Abù Ọma Chapter 64 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 64

Isi 64

1. Chineke, nuru olum n'itughari-uchem:Nēchezi ndum ka ọ pua n'oké egwu nke onye-iro.

2. I gēzopum n'ìzù nzuzo nke ndi nēme ihe ọjọ:N'ìgwè ndi nālu ajọ ihe:

3. Ndi muworo ire-ha dika mma-agha,Ha edowo àkú-ha, bú okwu di ilu:

4. Ib͕a onye zuru okè àkú n'ebe nzuzo di iche iche:Na mberede ka ha nāb͕a ya, ha adighi-atu kwa egwu.

5. Ha nēme okwu ọjọ ka ọ diri ha ike;Ha nākọ akukọ bayere isi ọnyà na nzuzo;Ha siri, Ònye gāhu ha?

6. Ha nāchọputa ajọ omume nile, si, Ayi emezuwo nchọputa achọputara nke-ọma:Ọzọ, èchìchè-ime nke madu ọ bula nime ha na obi-ya miri emi.

7. Ma Chineke nāb͕a ha àkú;Na mberede ka ntib͕u nile ha bu.

8. Ewe me ka ha su ngọngọ, ebe ire nke aka ha nēmegide ha:Ha nēfufe isi, bú onye ọ bula nke nēlekwasi ha anya.

9. Madu nile gātu kwa egwu;We gosi ọlu Chineke,Were uche chè èchìchè bayere omume-Ya.

10. Onye ezi omume gāṅuri na Jehova, b͕abà kwa nime Ya;Ndi nile ndi ziri ezi n'obi gānya kwa isi.

About Abù Ọma Chapter 64

Read Abù Ọma Chapter 64 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 64
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 64 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 64?

Abù Ọma Chapter 64 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 64 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Ọpupu Chapter 14
  2. Ndi-Ikpe Chapter 20
  3. Maika Chapter 2
  4. Ezikiel Chapter 34
  5. Abù Ọma Chapter 150
  6. Abù-Ákwá Chapter 5
  7. Aisaia Chapter 25

Related Chapters & Readings

  1. I. Samuel Chapter 6
  2. I. Jọn Chapter 5
  3. II. Ndi Kọrint Chapter 5
  4. Ọpupu Chapter 29
  5. Deuteronomi Chapter 20
  6. Jeremaia Chapter 45
  7. Ndi-Ikpe Chapter 7
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *