Abù Ọma Chapter 65

For English

Read Abù Ọma Chapter 65 Online

Read Abù Ọma Chapter 65 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 65

Isi 65

1. Gi ka otuto nēdere du, Chineke, nime Zaion: Ọ bu kwa Gi ka anākwughachi nkwa ekwere.

2. Gi Onye nānu ekpere, Gi ka anu-aru nile, bú madu, gābiakute.

3. Okwu nile nke ajọ omume nile dikaririm ike: Njehie nile ayi, Gi onwe-gi gēkpuchi ha.

4. Ihe nāgara ya nke-ọma, bú onye I nārọputa, Onye I nēme kwa ka ọ biarue nso, Ka o we biri n'ogige-Gi nile: Ka afọ ju ayi n'ezi ihe nke ulo-Gi, Bú ebe nsọ nke ulo uku Gi.

5. Ihe di egwu ka I nēji za ayi n'ezi omume, Chineke nke nzọputa-ayi; Gi Onye bu ihe-ntukwasi-obi nke nsọtu nile nke uwa, Na nke oké osimiri, bú ebe di iche iche di anya:

6. Onye nēji ike-Ya me ka ugwu nile guzosie ike; Ebe ewerewo idi-ike ke Ya n'úkwù:

7. Onye nēme ka nkpọtu oké osimiri dajua, bú nkpọtu nmali-miri-ha, Ya na ùzù nke mba nile.

8. Ndi bi na nsọtu nile nke uwa we nātu egwu ihe-iriba-ama nile gi: I nēme ka ọpupu nile nke ututu na anyasi tie nkpu ọǹù.

9. I letawo ala, we me ka o juputa n'ihe, I nēme ka ọ nwe àkù ri nne; Miri-iyi Chineke juputara na miri I nēdozi ọka-ha, mb͕e I si otú a dozie ala onwe-ya.

10. I nēdè ọ̀b͕à-ala-ubi-ya miri: I nēme ka ebe elu ya nile di lari: I nēji oké miri-ozuzo b͕aze ya; I nāgọzi ihe-opupú-ya.

11. I kpubewo arọ nke ezi ihe-Gi okpu-eze; Uzọ-Gi nile nātasasi kwa abuba.

12. Ha nātasa n'ebe-ita-nri niile nke ọzara: Anēji kwa otite-egwú-ọṅù ke ugwu ntà nile n'úkwù.

13. Ewerewo igwè ewu na aturu yikwasi ebe-ita-nri nile dika uwe; Anēwere ọka kpuchie ndagwurugwu nile; Ha nēti nkpu ọǹù, e, ha nābù abù.

About Abù Ọma Chapter 65

Read Abù Ọma Chapter 65 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 65
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 65 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 65?

Abù Ọma Chapter 65 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 65 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 92
  3. Abù Ọma Chapter 64
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 10
  6. Abù Ọma Chapter 3
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Jenesis Chapter 34
  2. I. Ihe Emere Chapter 22
  3. Ọpupu Chapter 9
  4. I. Ihe Emere Chapter 20
  5. Job Chapter 20
  6. Emos Chapter 1
  7. I. Ndi-Eze Chapter 17

Related Chapters & Readings

  1. II. Ndi Tesalọnaika Chapter 1
  2. Ezikiel Chapter 38
  3. Jọn Chapter 15
  4. Ezikiel Chapter 14
  5. Ezikiel Chapter 8
  6. Abù Ọma Chapter 91
  7. Jenesis Chapter 42
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *