Abù Ọma Chapter 116

For English

Read Abù Ọma Chapter 116 Online

Read Abù Ọma Chapter 116 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 116

Isi 116

1. Ahurum Jehova n'anya, n'ihi na Ọ nānu Olum, bú aririọ-amaram nile.

2. N'ihi na Ọ tọwo nti-Ya n'ala n'ebe m'nọ, Ogologo ubọchi nile nke ndum ka m'ga-akpọku kwa Ya.

3. Udọ̀ nile nke ọnwu b͕aram buruburu, Ebe nile di nkpà nke ala-mọ chọtaram: Ahuhu na iru-újú ka m'nāhu.

4. M'we kpọkue aha Jehova; Si, Biko, Jehova, me ka nkpuru-obim wepuga onwe-ya.

5. Onye-amara na onye ezi omume ka Jehova bu; E, Chineke-ayi nwere obi-ebere.

6. Onye nēdebe ndi nēnweghi uche ka Jehova bu: Enweghm ike, O we nyem nzọputa.

7. Nkpuru-obim, laghachi n'ebe-izu-ike-gi; N'ihi na Jehova emesowo gi nke-ọma.

8. N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu, I naputawo kwa anyam abua n'anya-miri, I naputawo kwa ukwum abua na nnuda anēnudam.

9. M'gējeghari n'iru Jehova N'ala nile nke ndi di ndu.

10. Ekwerewom, n'ihi na m'nēkwu okwu: Ewedara mu onwem n'ala nke-uku:

11. Mu onwem siri na nkujam Madu ọ bula bu onye nēkwu okwu-ugha.

12. M'gēsi aṅa nyeghachi Jehova Nmeso ọma Ya nile O mesoworom?

13. Iko nke nzọputa nile ka m'gēbuli, Ọ bu kwa aha Jehova ka m'gākpọku.

14. Ka m'kwughachi Jehova nkwa nile m'kwere, Ka m'kwughachi ha n'iru ndi-Ya nile.

15. Ihe di oké ọnu-ahia n'anya Jehova Ka ọnwu nke diri ndi-ebere-Ya bu.

16. Ariọm I, Jehova, n'ihi na mu onwem bu orù-Gi: Mu onwem bu orù-Gi, na nwa nke orù-Gi nwayi; I tọpuwo ab͕um nile.

17. Gi ka m'gāchuru aja ekele, Ọ bu kwa aha Jehova ka m'gākpọku.

18. Ka m'kwughachi Jehova nkwa nile m'kwere, Ka m'kwughachi ha n'iru ndi-Ya nile;

19. N'ogige nile nke ulo Jehova, N'etiti gi, Jerusalem. Tonu Ja.

About Abù Ọma Chapter 116

Read Abù Ọma Chapter 116 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 116
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 116 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 116?

Abù Ọma Chapter 116 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 116 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 10
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 96

Explore More from Agba Ochie

  1. Ezikiel Chapter 46
  2. Ọpupu Chapter 5
  3. Job Chapter 41
  4. Malakai Chapter 1
  5. I. Ihe Emere Chapter 24
  6. I. Ndi-Eze Chapter 21
  7. Ndi-Ikpe Chapter 10

Related Chapters & Readings

  1. Aisaia Chapter 45
  2. Aisaia Chapter 51
  3. Hosea Chapter 13
  4. I. Ndi Kọrint Chapter 8
  5. Eklisiastis Chapter 10
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 31
  7. II. Ihe Emere Chapter 1
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *