Abù Ọma Chapter 40

For English

Read Abù Ọma Chapter 40 Online

Read Abù Ọma Chapter 40 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 40

Isi 40

1. Elesirim anya Jehova ike; Ọ we tọrọm nti-Ya n'ala, nu ntikum.

2. Ọ we me ka m'si n'olùlù nbibi, n'apiti nke ala urọ, rigoputa; Ọ we me ka ukwum abua guzo n'elu nkume di elu, Ọ nēme ka nzọ-ukwum nile guzosie ike.

3. Ọ we tiye abù ọhu n'ọnum, bú otuto diri Chineke-ayi: Ọtutu madu gāhu ya, tua egwu, We tukwasi Jehova obi.

4. Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú nwoke nke meworo Jehova ka Ọ buru ihe-ntukwasi-obi-ya, Ọ cheghi kwa ndi-nganga iru, ma-ọbu ndi nējehi n'uzọ okwu-ugha.

5. Ọtutu ihe ka Gi onwe-gi meworo, Jehova, bú Chinekem, bú oké ọlu-Gi nile, Na èchìchè-Gi nile n'ebe ayi nọ: Apughi idoro Gi ha n'usoro; Asi na agamegosi kwu kwa okwu bayere ha, Ha kariri igu-ọnu.

6. Àjà na onyinye-inata-iru-ọma adighi-atọ Gi utọ; Nti abua ka I ràpúworom: Ọ bughi àjà-nsure-ọku na àjà-nmehie ka I chọworo.

7. Mb͕e ahu ka M'siri, Le, abiawom; N'akwukwọ-npiakọta ka edeworo ihe bayerem:

8. Ime ihe di Gi utọ atọwom utọ, Chineke; Iwu-Gi di kwa nime obim.

9. Ezisawom ozi ọma nke ezi omume nime nkpọkọta-Gi bara uba; Le, adighm-eb͕ochi eb͕ub͕ere-ọnum abua, Jehova, Gi onwe-gi amawo.

10. Ekpuchighm ezi omume-Gi nime obim; Ekwusawom ikwesi-ntukwasi-obi-Gi na nzọputa-Gi: Ezonarighm nkpọkọta-Gi bara uba ebere-Gi na ezi-okwu-Gi

11. Gi onwe-gi, Jehova, ebochilaram obi-ebere-Gi nile: Ka ebere-Gi na ezi-okwu-Gi nēchezim mb͕e nile.

12. N'ihi na ihe ọjọ nādighi ọnu-ọgugu ab͕awom buruburu, Ajọ omumem nile eruwom aru, apughkwam ihu uzọ; Ha kariri agiri-isi nile nke isim n'uba, obim arapuwokwam.

13. Jehova, ka ọ tọ Gi inaputam: Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka.

14. Ka ihere me ha, ka ha nile nwe kwa iru-ihere n'otù, Bú ndi nāchọ nkpuru-obim ikpochapu ya: Ka ha laghachi azu, ka etiye kwa ha n'ọnọdu-ihere, Bú ndi ihe ọjọ dakwasirim nātọ utọ.

15. Ka ha tọb͕ọrọ n'efu n'ihi ihere-ha, Bú ndi nāsim, Ehe, ehe.

16. Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi: Ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile, Ka Jehova di uku.

17. Ma mu onwem bu onye ewedara n'ala na ob͕eye; Ma Onye-nwe-ayi nēchèrem èchìchè: Onye-iye-akam na Onye nēme ka m'b͕apu ka I bu; Chimekem, anọla ọdù.

About Abù Ọma Chapter 40

Read Abù Ọma Chapter 40 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 40
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 40 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 40?

Abù Ọma Chapter 40 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 40 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 80
  7. Abù Ọma Chapter 64

Explore More from Agba Ochie

  1. Emos Chapter 2
  2. Deuteronomi Chapter 26
  3. Joshua Chapter 22
  4. Abù Ọma Chapter 139
  5. Ezikiel Chapter 13
  6. Aisaia Chapter 29
  7. Ezikiel Chapter 38

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 81
  2. Ezikiel Chapter 4
  3. Ọpupu Chapter 26
  4. Ọnu-Ọgugu Chapter 13
  5. Aisaia Chapter 1
  6. Matiu Chapter 7
  7. II. Ihe Emere Chapter 3
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *