Abù Ọma Chapter 84

For English

Read Abù Ọma Chapter 84 Online

Read Abù Ọma Chapter 84 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 84

Isi 84

1. Le ka ebe-obibi-Gi nile si buru eba ahuru n'anya nke-uku, Jehova nke usu nile nke ndi-agha!

2. Agu agusiwo nkpuru-obim ike, e, ọ gwusiwo kwa n'ichọ ogige nile nke Jehova; Obim na anu-arum nētiku Chineke di ndu nkpu ọṅù.

3. Ọbuná nnunu di ntà achọtawo ulo, Eléké achọtawo-kwa-ra onwe-ya akwu, ebe o tiyeworo umu-ya Bú ebe-ichu-àjà-Gi nile, Jehova nke usu nile nke ndi-agha, Ezem na Chinekem.

4. Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi bi n'ulo-Gi bu: Ha gānọ nēto Gi. Selah

5. Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke ike o nwere di na Gi; Uzọ nile atuliri atuli ijeru Zaion di ha n'obi.

6. Mb͕e ha nāgabiga ndagwurugwu Baka ha nēme ya ka ọ buru ebe isi-iyi di iche iche; Ọzọ, miri-ozuzo mbu nēwere ngọzi nile kpuchie ya.

7. Ha nēsi n'ike jerue ike, Anēme ka Chineke hu onye ọ bula nime ha nime Zaion.

8. Jehova, Chineke nke usu nile nke ndi-agha, nu ekperem: Ṅa nti, Gi Chineke nke Jekob. Selah

9. Le ọta-ayi, Chineke, Legide kwa iru onye-Gi etere manu.

10. N'ihi na otù ubọchi n'ogige-Gi nile di nma kari nnù ubọchi abua na ọgu iri n'ebe ọzọ. Arọputawom iguzo na nbata-uzọ n'ulo Chinekem, Kari ibi n'ulo-ikwū nile nke nmebi-iwu.

11. N'ihi na anyanwu na ọta ka Jehova, bú Chineke, bu: Amara na nsọpuru ka Jehova gēnye: Ọ gaghi-eb͕ochi ezi ihe n'ebe ndi nējeghari n'izu-okè nọ.

12. Jehova nke usu nile nke ndi-agha, Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke nātukwasi obi na Gi.

About Abù Ọma Chapter 84

Read Abù Ọma Chapter 84 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 84
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 84 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 84?

Abù Ọma Chapter 84 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 84 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 98
  3. Abù Ọma Chapter 47
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 3

Explore More from Agba Ochie

  1. Nehemaia Chapter 8
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 24
  3. Abù-Ákwá Chapter 2
  4. II. Ihe Emere Chapter 27
  5. I. Samuel Chapter 23
  6. Ezikiel Chapter 43
  7. Zekaraia Chapter 5

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 85
  2. I. Ihe Emere Chapter 13
  3. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 27
  4. I. Samuel Chapter 4
  5. Abù Ọma Chapter 65
  6. Abù Nke Abù Chapter 8
  7. Deuteronomi Chapter 25
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *