Abù Ọma Chapter 146

For English

Read Abù Ọma Chapter 146 Online

Read Abù Ọma Chapter 146 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 146

Isi 146

1. Tonu Ja. Nkpuru-obim, to Jehova.

2. M'gēto Jehova n'ogologo ndum nile: M'gābùku Chinekem abù ọma mb͕e m'nọ nādi ndu.

3. Unu atukwasila obi n'aru ndi amara aha-ha, Ma-ọbu n'aru nwa nke madu, onye ọ nādighi nzọputa o nwere.

4. Mọ-ya nāpu apu, o we laghachi n'ala o si puta; N'ubọchi ahu èchìchè-ya nile alawo n'iyì.

5. Onye ihe nāgara nke-ọma ka onye ahu bu nke Chineke nke Jekob bu Onye nēyere ya aka, Nke olile-anya-ya dikwasi Jehova, bú Chineke-ya:

6. Onye meworo elu-igwe na uwa, Na oké osimiri, na ihe nile nke di nime ha; Onye nēdebe ezi-okwu rue mb͕e ebighi-ebi:

7. Onye nēmere ndi anēmeb͕u ihe O kpere n'ikpe; Onye nēnye ndi agu nāgu nri: Jehova nātọpu ndi-nkpọrọ;

8. Jehova nēmeghe anya ndi-ìsì; Jehova nēkuli ndi nēruda n'ala; Jehova n'ahu ndi ezi omume n'anya;

9. Jehova nēdebe ndi ala ọzọ; Nwa-nb͕ei na nwayi di-ya nwuru ka Ọ nēme ka ha guzo ọtọ; Ma uzọ ndi nēmebi iwu ka Ọ nēme ka ọ b͕agọ ab͕agọ.

10. Jehova gābu eze rue mb͕e ebighi-ebi, Chineke-gi, Zaion, gābu eze rue ọb͕ọ nile. Tonu Ja.

About Abù Ọma Chapter 146

Read Abù Ọma Chapter 146 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 146
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 146 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 146?

Abù Ọma Chapter 146 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 146 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 98
  3. Abù Ọma Chapter 47
  4. Abù Ọma Chapter 3
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 92
  7. Abù Ọma Chapter 64

Explore More from Agba Ochie

  1. Ọnu-Ọgugu Chapter 31
  2. Abù Ọma Chapter 142
  3. II. Ihe Emere Chapter 34
  4. Abù Ọma Chapter 119
  5. Jona Chapter 2
  6. I. Ihe Emere Chapter 10
  7. I. Ihe Emere Chapter 2

Related Chapters & Readings

  1. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 20
  2. Jenesis Chapter 3
  3. Ilu Chapter 21
  4. Jeremaia Chapter 9
  5. Luk Chapter 4
  6. Abù Ọma Chapter 25
  7. Ndi Filipai Chapter 3
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *