Abù Ọma Chapter 113

For English

Read Abù Ọma Chapter 113 Online

Read Abù Ọma Chapter 113 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 113

Isi 113

1. Tonu Ja. Tonu, unu ndi-orù Jehova, Tonu aha Jehova.

2. Ka aha Jehova buru ihe agọziri agọzi Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.

3. Site n'ọwuwa anyanwu rue ọdida-ya Aha Jehova gābu ihe anēto eto.

4. Jehova di elu n'elu mba nile, N'elu elu-igwe ka ebube-Ya di.

5. Ònye di ka Jehova, bú Chineke-ayi? Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di elu inọdu ka eze,

6. Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di ala ilekwasi Elu-igwe na ilekwasi uwa anya.

7. Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie, O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu;

8. Ime ka ya na ndi amara aha nọkọ, Ka ya na ndi amara aha-ha n'etiti ndi-ya nọkọ.

9. Ọ bu onye nēme ka nwayi-àgà nke ulo biri n'ezi-na-ulo nke aka ya, Buru nne nāṅuri ọṅu nke muworo umu-ndikom. Tonu Jehova.

About Abù Ọma Chapter 113

Read Abù Ọma Chapter 113 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 113
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 113 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 113?

Abù Ọma Chapter 113 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 113 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Jenesis Chapter 22
  2. Ọpupu Chapter 24
  3. I. Ihe Emere Chapter 17
  4. Abù Ọma Chapter 29
  5. Daniel Chapter 4
  6. I. Ndi-Eze Chapter 15
  7. Ọpupu Chapter 25

Related Chapters & Readings

  1. Jona Chapter 4
  2. Jenesis Chapter 1
  3. Jenesis Chapter 38
  4. Jenesis Chapter 10
  5. Deuteronomi Chapter 3
  6. II. Ndi Kọrint Chapter 4
  7. Jọn Chapter 11
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *