Abù Ọma Chapter 121

For English

Read Abù Ọma Chapter 121 Online

Read Abù Ọma Chapter 121 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 121

Isi 121

1. M'gēweli anyam abua le ugwu nile: Òle ebe iye-akam gēsi bia?

2. Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia, Onye meworo elu-igwe na uwa.

3. Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya: Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura.

4. Le, Ọ dighi-atu òrù-ura, Ọ dighi-araru kwa ura, Bú Onye nēdebe Israel.

5. Jehova bu Onye nēdebe gi: Jehova bu ǹdò-gi n'aka-nri-gi.

6. Anyanwu agaghi-etib͕u gi n'ehihie Ọnwa agaghi-etib͕u kwa gi n'abali.

7. Jehova gēdebe gi ka ihe ọjọ ọ bula ghara idakwasi gi; Ọ gēdebe nkpuru-obi-gi.

8. Jehova gēdebe ọpupu-gi na nbata-gi, Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.

About Abù Ọma Chapter 121

Read Abù Ọma Chapter 121 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 121
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 121 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 121?

Abù Ọma Chapter 121 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 121 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 80

Explore More from Agba Ochie

  1. Nehemaia Chapter 2
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 5
  3. Emos Chapter 8
  4. Aisaia Chapter 18
  5. I. Ihe Emere Chapter 24
  6. Habakuk Chapter 1
  7. Job Chapter 40

Related Chapters & Readings

  1. Maika Chapter 4
  2. I. Ndi Kọrint Chapter 6
  3. Matiu Chapter 15
  4. Deuteronomi Chapter 30
  5. II. Samuel Chapter 9
  6. Matiu Chapter 2
  7. Ndi-Hibru Chapter 11
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *