Abù Ọma Chapter 43

For English

Read Abù Ọma Chapter 43 Online

Read Abù Ọma Chapter 43 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 43

Isi 43

1. Kpem ikpe, Chineke, kpe kwa ọnum n'ikpe, me ka m'pua n'aka mba nādighi-eme ebere: Me ka m'si n'aka nwoke bu onye-aghughọ na onye ajọ omume b͕apu.

2. N'ihi na Gi onwe-gi bu Chineke Nke bu ebem siri ike; n'ìhi gini ka I juworom aju? N'ihi gini ka m'nējeghari nēyi uwe-nkpe nime nmeb͕u onye-iro?

3. Ziputa ìhè-Gi na ezi-okwu-Gi; ka ha onwe-ha nēdum: Ka ha me ka m'biarue ugwu nsọ Gi, Biaru kwa ebe-obibi-Gi nile.

4. M'gābiaru kwa ebe-ichu-àjà nke Chineke, Rue Chineke aru, bú ọṅù nke otite-egwú-ọṅùm: M'gēkele kwa Gi n'ubọ-akwara, Chineke, bú Chinekem.

5. Gini mere i ji ruda n'ala, nkpuru-obim? Gini mere i ji su ude nke-uku nimem? Chere Chineke: n'ihi na m'gēkele kwa Ya ọzọ, Onye bu nzọputa nke irum, na Chinekem.

About Abù Ọma Chapter 43

Read Abù Ọma Chapter 43 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 43
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 43 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 43?

Abù Ọma Chapter 43 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 43 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 80

Explore More from Agba Ochie

  1. Ndi-Ikpe Chapter 4
  2. Jeremaia Chapter 49
  3. Jenesis Chapter 47
  4. I. Ndi-Eze Chapter 15
  5. Malakai Chapter 1
  6. Jenesis Chapter 16
  7. Aisaia Chapter 8

Related Chapters & Readings

  1. Emos Chapter 7
  2. II. Ndi-Eze Chapter 12
  3. Matiu Chapter 7
  4. I. Ndi Kọrint Chapter 3
  5. Nkpugh Chapter 3
  6. Deuteronomi Chapter 5
  7. Abù Ọma Chapter 60
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *