Abù Ọma Chapter 129

For English

Read Abù Ọma Chapter 129 Online

Read Abù Ọma Chapter 129 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 129

Isi 129

1. Ọtutu mb͕e ka ha kpab͕uworom site na mb͕e m'di na nwata, Biko, ka Israel kwue otú a, si,

2. Ọtutu mb͕e ka ha kpab͕uworom site na mb͕e m'di na nwata: Ma otú ọ di, ha apughi imegidem.

3. N'elu azum ka ndi-plough jiri plough gwu dika esi egwu ala-ubi; Ha mere ka furrow nile ha di ogologo.

4. Jehova bu onye ezi omume: O bipuwo udọ̀ nile nke ndi nēmebi iwu.

5. Ka ihere me ha, ka ha laghachi kwa azu, Bú ndi nile nākpọ Zaion asì.

6. Ka ha di ka ahihia nēpú n'elu ulo, Nke nākpọnwu mgbe o puputara:

7. Nke onye nēwe ihe-ubi nējighi kpojue ọbu-aka-ya, Onye nēhie ùkwù-ọka nējighi kwa ya kpojue obi-ya.

8. Ọzọ, ndi nāgabiga asighi, Ka ngọzi Jehova diri unu; Ayi agọziwo unu n'aha Jehova.

About Abù Ọma Chapter 129

Read Abù Ọma Chapter 129 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 129
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 129 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 129?

Abù Ọma Chapter 129 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 129 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Abù Ọma Chapter 130
  2. Job Chapter 31
  3. Abù Ọma Chapter 7
  4. Joshua Chapter 22
  5. Abù Ọma Chapter 144
  6. Abù Nke Abù Chapter 2
  7. Nehum Chapter 2

Related Chapters & Readings

  1. Ndi-Ikpe Chapter 3
  2. Luk Chapter 24
  3. Ọnu-Ọgugu Chapter 7
  4. Hosea Chapter 14
  5. II. Samuel Chapter 7
  6. Jenesis Chapter 34
  7. Ọnu-Ọgugu Chapter 32
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *