Abù Ọma Chapter 83

For English

Read Abù Ọma Chapter 83 Online

Read Abù Ọma Chapter 83 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 83

Isi 83

1. Chineke, edebela ọnu-Gi du: Ab͕ala nkiti, anọ-kwa-la jū, Chineke.

2. N'ihi na, le, ndi-iro-Gi nāb͕a aghara: Ọzọ, ndi nākpọ Gi asì ebuliwo isi-ha.

3. Ọ bu imegide ndi-Gi ka ha nāb͕a ìzù aghughọ, Ha nāb͕a ìzù imegide ndi-Gi edebeworo na nzuzo.

4. Ha asiwo, Jenu, ka ayi zopu ha n'ibu mbe; Agaghi-echeta kwa aha Israel ọzọ.

5. N'ihi na ha ewerewo otù obi b͕arita ìzù; Ọ bu imegide Gi ka ha nāb͕a ndu:

6. Ulo-ikwū nile nke Edom na ndi Ishmael; Moab na ndi Haga;

7. Gebal, na Amon, na Amalek; Filistia, ya na ndi bi na Taia:

8. Asiria araparawo kwa n'aru ha; Ha aghọworo umu Lot ogwe aka. Selah

9. Me ha otú I mere Midian; Otú I mere Sisera, otú I mere Jebin nime miri-iyi Kaishon:

10. Ekpochapuru ha n'En-doa; Ha ghọro ǹsí eji mezi ala.

11. Me ndi-ha amara aha-ha ka ha di ka Oreb, na dika Zeeb; Me kwa ka ndi-isi-ha nile di ka Zeba na dika Zalmuna:

12. Ndi siri, Ka ayi nwetara onwe-ayi Ebe-obibi nile nke Chineke.

13. Chinekem, me ka ha di ka ihe nke ifufe nēfeghari buruburu, Dika ahihia n'iru ifufe.

14. Dika ọku nke nēré oke ọhia, Na dika ire-ọku nke nēme ka ugwu nile nwuru ọku;

15. Otú a were oké ifufe-Gi chua ha, Were kwa oké ikuku-Gi me ka ha ma jijiji.

16. Me ka nlelì che ha iru; Ka ha we chọ aha-Gi, Jehova.

17. Ka ihere me ha, ka ha ma kwa jijiji rue mb͕e ebighi-ebi; E, ka ha nwe iru-ihere, la n'iyì:

18. Ka ha we mara na Gi onwe-gi, Onye aha-Gi bu Jehova, nání Gi, Bu Onye kachasi ihe nile elu n'elu uwa nile.

About Abù Ọma Chapter 83

Read Abù Ọma Chapter 83 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 83
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 83 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 83?

Abù Ọma Chapter 83 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 83 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 47
  3. Abù Ọma Chapter 92
  4. Abù Ọma Chapter 64
  5. Abù Ọma Chapter 10
  6. Abù Ọma Chapter 3
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 63
  2. Jenesis Chapter 5
  3. Abù Ọma Chapter 5
  4. Deuteronomi Chapter 17
  5. II. Samuel Chapter 10
  6. I. Ndi-Eze Chapter 17
  7. Joshua Chapter 5

Related Chapters & Readings

  1. Levitikọs Chapter 20
  2. Mak Chapter 16
  3. I. Samuel Chapter 2
  4. Mak Chapter 14
  5. I. Timọti Chapter 6
  6. Abù Ọma Chapter 61
  7. Jenesis Chapter 40
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *