Abù Ọma Chapter 81

For English

Read Abù Ọma Chapter 81 Online

Read Abù Ọma Chapter 81 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 81

Isi 81

1. Tikuenu Chineke, bú ike-ayi, nkpu ọṅụ: Tikusienu Chineke nke Jekob nkpu ọṅụ ike.

2. Bulienu abù ọma, weta kwa egwú-otiti, Na ubọ-akwara di utọ, ya na une.

3. Fùanu opì-ike n'ọnwa ọhu, N'ọnwa ndọzu, n'ubọchi ememe-ayi.

4. N'ihi na ukpuru enyere Israel ka ọ bu, Ọ bu ikpe Chineke nke Jekob kpere.

5. Ihe-àmà nime Josef ka O doro ya, Mb͕e Ọ putara imegide ala Ijipt: Ọ bu okwu-ọnu nke otù onye m'nāmaghi ka m'nānu.

6. Ewezugaram ubu-ya n'ibu: Ọbu-aka-ya abua nēsi n'abọ gabiga.

7. Na nkpab͕u i kpọkurum, M'we naputa gi; Anamaza gi n'ebe-nzuzo nke éb͕è-elu-igwe; Anamanwa gi n'akuku miri Meriba. Selah

8. Nuru, ndim, M'gāb͕a àmà megide gi: Israel, ọ gādim nọ̄ nma ma ọ buru na i gēgem nti!

9. Ọ dighi chi ala ọzọ gādi nime gi; I gaghi-akpọ kwa isi ala nye chi mba ọzọ.

10. Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-gi, Nke nēme ka i si n'ala Ijipt rigoputa: Meghe ọnu-gi ka ọ sa mbara, M'gēmeju kwa ya.

11. Ma ndim egeghi nti olum; Israel ekweghikwam.

12. M'we zilaga ha n'isi-ike nke obi-ha, Ka ha we nējeghari na ndum-ọdu nile ha.

13. Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na ndim ganēgem nti, Ma asi na Israel gēje ije n'uzọm nile!

14. Nwa mb͕e ka M'gēji me ka ndi-iro-ha ruru ala, Ọ bu kwa imegide ndi nākpab͕u ha ka M'gēchighari akam.

15. Ndi nākpọ Jehova asi gērube isi aghughọ n'okpuru Ya: Ma mb͕e-ha gādiru mb͕e ebighi-ebi.

16. Ọ gēme kwa ka ha rie abuba ọka wheat: Ọ bu kwa manu-aṅu nke sitere n'oké nkume ka M'gēji nyeju gi afọ.

About Abù Ọma Chapter 81

Read Abù Ọma Chapter 81 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 81
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 81 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 81?

Abù Ọma Chapter 81 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 81 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 98
  3. Abù Ọma Chapter 47
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 3

Explore More from Agba Ochie

  1. Abù Ọma Chapter 88
  2. Eklisiastis Chapter 1
  3. Aisaia Chapter 53
  4. II. Ihe Emere Chapter 25
  5. Abù Ọma Chapter 17
  6. Levitikọs Chapter 19
  7. Abù Ọma Chapter 53

Related Chapters & Readings

  1. II. Ihe Emere Chapter 27
  2. II. Samuel Chapter 22
  3. Mak Chapter 9
  4. Ezikiel Chapter 25
  5. Abù Ọma Chapter 121
  6. Jeremaia Chapter 33
  7. Ndi Kọlọsi Chapter 1
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *