Abù Ọma Chapter 45

For English

Read Abù Ọma Chapter 45 Online

Read Abù Ọma Chapter 45 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 45

Isi 45

1. Obim ab͕ọputawo okwu di nma: Mu onwem nēkwu okwu; olum diri eze: Irem bu pen nke onye nēde akwukwọ ngwa ngwa.

2. Emewo gi ka i ma nma kari umu madu; Awukwasiwo amara n'eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua: N'ihi ya Chineke agọziwo gi rue mb͕e ebighi-ebi.

3. Ke mma-agha-gi n'úkwù-gi, gi dike, Ebube-gi na ima-nma-gi.

4. N'ima-nma-gi nọkwasi n'elu inyinya ga nke-ọma, N'ihi ezi-okwu na ume-ala-n'obi na ezi omume: Aka-nri-gi gēzí kwa gi ihe di iche iche di egwu.

5. Àkú-gi nile bu ihe di nkọ; Ndi nile di iche iche nāda n'okpuru gi; Àkú-gi di n'obi ndi-iro eze.

6. Oche-eze-Gi, Chineke, nādiru mb͕e nile ebighi-ebi: Nkpa-n'aka-eze nke izi-ezi ka nkpa-n'aka-eze nke ala-eze-Gi bu.

7. I huwo ezi omume n'anya, we kpọ nmebi-iwu asì: N'ihi nka Chineke, bú Chineke-gi, tere gi Manu obi-utọ n'isi kari ndi-ibe-gi.

8. Myrrh na aloes na cassia juputara uwe-gi nile; Site n'ulo uku nile nke ọdu ubọ-akwara emewo ka i ṅuria ọṅu.

9. Umu-ndinyom ndi-eze muru nọ n'etiti ndinyom-i di oké ọnu-ahia: Nwunye-eze nēguzo onwe-ya n'aka-nri-gi yiri ọla-edo ọma nke Ofia.

10. Nuru, ada, le kwa, tọ kwa nti-gi n'ala; Chezọ kwa ndi-gi, na ulo nna-gi;

11. Eze gēsi otú a chọsie ima-nma-gi ike: N'ihi na ya onwe-ya bu onye-nwe-gi; gi kpọ kwa isi ala nye ya.

12. Ada Taia gēwere kwa onyinye-inata-iru-ọma bia; Ndi-ọgaranya nke ndi-gi gēme ka iru-gi dajua.

13. Ada eze nke nọ nime ulo dichasi nsọpuru: Ihe akpagwara ọla-edo ka uwe-ya bu.

14. N'uwe akpara nke-ọma ka agēduru ya jekuru eze: Umu-ab͕ọghọ, nāmaghi nwoke ndi nēso ya n'azu, bú ndi-ibe-ya, Anēme ha ka ha biakute gi.

15. Eji ọṅù na otite-egwú-ọǹù duru ha: Ha gābà n'ulo uku eze.

16. Umu-gi gānọchi anya nna-gi-hà, I gēdo ha ndi-isi n'uwa nile.

17. M'gēme ka echeta aha-gi n'ọb͕ọ nile: N'ihi nka ndi nile di iche iche gēkele gi rue mb͕e nile ebighi-ebi.

About Abù Ọma Chapter 45

Read Abù Ọma Chapter 45 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 45
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 45 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 45?

Abù Ọma Chapter 45 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 45 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 47
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 3

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ndi-Eze Chapter 16
  2. Abù Ọma Chapter 138
  3. Jeremaia Chapter 13
  4. Ndi-Ikpe Chapter 8
  5. Aisaia Chapter 21
  6. II. Samuel Chapter 9
  7. Deuteronomi Chapter 31

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 134
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 25
  3. II. Ndi Kọrint Chapter 10
  4. Ọpupu Chapter 17
  5. II. Ndi Tesalọnaika Chapter 2
  6. Nehemaia Chapter 10
  7. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 1
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *