Abù Ọma Chapter 148

For English

Read Abù Ọma Chapter 148 Online

Read Abù Ọma Chapter 148 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 148

Isi 148

1. Tonu Ja. Tonu Jehova site n'elu-igwe: Tonu Ya n'ebe di elu.

2. Tonu Ya, ndi-mọ-ozi-Ya nile: Tonu Ya, usu-ndi-agha-Ya nile.

3. Tonu Ya, anyanwu na ọnwa: Tonu Ya, kpakpando nile nke ìhè.

4. Tonu Ya, elu-igwe nke elu-igwe, Na miri nke di n'elu elu-igwe.

5. Ka ha to aha Jehova: N'ihi na Ya onwe-ya nyere iwu, ewe kè ha.

6. O we me ka ha guzo rue mb͕e nile ebighi-ebi: Ukpuru ka Ọ nyeworo nke na-agaghi agabiga.

7. Tonu Jehova site n'uwa, Unu ogologo anu-miri, na ob͕u-miri nile:

8. Ọku, na ákú-miri-ígwé, na snow, na alulu: Oké ifufe, nke nēme okwu-Ya:

9. Ugwu nile na ugwu ntà nile; Osisi nile nāmi nkpuru na osisi cedar nile:

10. Anu-ọhia na anu-ulo nile; Ihe nākpu akpu na nnunu nwere nkù:

11. Ndi-eze uwa na ndi nile di iche iche; Ndi-isi na ndi-ikpé nile nke uwa:

12. Ma umu-okorọbia ma umu-ab͕ọghọ; Ndi-agadi, ha na umu-ntakiri:

13. Ka ha too aha Jehova; N'ihi na emewo ka aha-Ya di elu, nání ya: Ebube-Ya di n'elu uwa na elu-igwe.

14. O we me ka mpi ndi-Ya nwere di elu, Iburu ndi-ebere-Ya nile otuto; Bú umu Israel, ndi di nso Ya. Tonu Ja.

About Abù Ọma Chapter 148

Read Abù Ọma Chapter 148 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 148
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 148 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 148?

Abù Ọma Chapter 148 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 148 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Ọpupu Chapter 14
  2. Abù Ọma Chapter 4
  3. Maika Chapter 4
  4. Jenesis Chapter 40
  5. II. Samuel Chapter 10
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 9
  7. Ezikiel Chapter 21

Related Chapters & Readings

  1. I. Pita Chapter 4
  2. Hagai Chapter 1
  3. Abù Ọma Chapter 112
  4. Abù Ọma Chapter 38
  5. Ndi Rom Chapter 11
  6. Jeremaia Chapter 10
  7. II. Ndi Kọrint Chapter 10
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *