Read Abù Ọma Chapter 132 Online
Read Abù Ọma Chapter 132 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 132
Isi 132
1. Jehova, chetara Devid Nweda-n'ala-ya nile.
2. Otú ọ ṅuru Jehova iyi, Kwe Dike nke Jekob nkwa:
3. N'ezie m'gaghi-abà n'ulo-ikwū nke ulom, M'gaghi-arigo n'elu ihe-ndina nke utem;
4. M'gaghi-enye anyam abua ura, M'gaghi-enye mbubere-anyam irù-ura;
5. Rue mb͕e m'gāchọtara Jehova ọnọdu, Chọtara Dike nke Jekob ebe-obibi.
6. Le, ayi nuru okwu bayere ya n'Efrata: Ayi chọtara ya n'ọhia nke oké ọhia.
7. Ka ayi ba n'ebe-obibi-Ya nile; Ka ayi kpọ isi ala n'ebe ihe-nb͕akwasi-ukwu-Ya di.
8. Bilie, Jehova, ba n'ebe-izu-ike-Gi; Gi onwe-gi, na ib͕e nke ike-Gi.
9. Ka ndi-nchu-àjà-Gi yiri ezi omume dika uwe; Ka ndi-ebere-Gi tikwa nkpu ọnu.
10. N'ihi Devid, bú orù-Gi, Atugharila iru onye-Gi etere manu.
11. Jehova aṅuworo Devid iyi bu ezi-okwu; Ọ gaghi-esi na ya laghachi azu: Ndi sitere na nkpuru nke afọ-gi ka M'gādọkwasi n'oche-eze i nwere.
12. Ọ buru na umu-gi edebe ọb͕ub͕a-ndum Na ihe-àmàm nke M'gēzí ha, Umu-ha gānọkwasi kwa n'oche-eze i nwere rue mb͕e nile ebighi-ebi.
13. N'ihi na Jehova arọputawo Zaion; Ọ chọsiwo ya ike iburu Ya ebe-obibi.
14. Nka bu ebe-izu-ikem rue mb͕e nile ebighi-ebi: N'ebe a ka M'gēbi; n'ihi na achọsiwom ya ike.
15. Ihe-oriri-ya ka M'gāgọzi nke-uku: Ndi-ob͕eye-ya bu ndi M'gēji nri me ka afọ ju ha.
16. Ọ bu kwa ndi-nchu-àjà-ya ka M'gēyikwasi nzọputa dika uwe: Ndi-ebere-ya gētisi kwa nkpu ọṅù ike.
17. N'ebe ahu ka M'gēme ka mpi Devid nwere pue: Edoworom onye nkem etere manu oriọna n'usoro.
18. Ndi-iro-ya ka M'gēyikwasi ihere dika uwe: Ma n'isi-ya ka okpu-eze-ya gāb͕awa okoko.
About Abù Ọma Chapter 132
Read Abù Ọma Chapter 132 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 132
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 132 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 132?
Abù Ọma Chapter 132 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 132 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 147
- Abù Ọma Chapter 124
Explore More from Agba Ochie
- I. Samuel Chapter 18
- Jeremaia Chapter 5
- Zekaraia Chapter 9
- Jenesis Chapter 3
- Ezikiel Chapter 7
- Nehemaia Chapter 6
- Joshua Chapter 12