Abù Ọma Chapter 25

For English

Read Abù Ọma Chapter 25 Online

Read Abù Ọma Chapter 25 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 25

Isi 25

1. Gi, Jehova, ka m'nēbuliri nkpuru-obim.

2. Chinekem, na Gi ka m'tukwasiworo obi, Ekwela ka ihere mem; Ekwela ka obi ndi-irom tọ ha utọ n'arum.

3. Ọzọ, ndi nile ndi nēle anya Gi, ihere agaghi-eme ha: Ihere gēme ndi nāghọ aghughọ n'efu.

4. Jehova, me ka m'mara uzọ-gi nile; Zím okporo-uzọ-Gi nile.

5. Mem ka m'zọ ije n'ezi-okwu-Gi, Gi zíkwam ihe; N'ihi na Gi onwe-gi bu Chineke nke nzọputam; Gi ka m'nēle anya Gi ogologo ubọchi nile.

6. Cheta obi-ebere-Gi nile, Jehova, ha na ebere-Gi nile; N'ihi na site na mb͕e ebighi-ebi ka ha diworo.

7. Echetala nmehie nile m'mehiere n'okorọbiam, ha na njehiem nile: Dika ebere-Gi si di Gi onwe-gi chetam, N'ihi idi-nma-Gi, Jehova.

8. Onye di nma na onye ziri ezi ka Jehova bu: Nihi nka ka Ọ nēzi ndi-nmehie ihe n'uzọ.

9. Ọ nēme ka ndi di ume-ala n'obi zọ ije n'ikpé: Ọ nēzi kwa ndi di ume-ala n'obi uzọ-Ya.

10. Okporo-uzọ nile nke Jehova bu ebere na ezi-okwu N'ebe ndi nēchezi ọb͕ub͕a-ndu-Ya na ihe-àmà-Ya nile nọ.

11. N'ihi aha-Gi, Jehova, B͕aghara ajọ omumem, n'ihi na o riri nne.

12. Ònye ka ọ bu, bú nwoke nātu egwu Jehova? O gēzi ya ihe n'uzọ ọ nārọputa.

13. Nkpuru-obi-ya gānọ ọnọdu-abali n'ọdi-nma, Nkpuru-ya gēnweta kwa ala.

14. Ìzù nzuzo Jehova diri ndi nātu egwu Ya; Ya na ọb͕ub͕a-ndu-Ya, ime ka ha mara ihe.

15. Anyam abua di n'ebe Jehova nọ mb͕e nile; N'ihi na Ya onwe-ya gēme ka ukwum abua si n'ub͕u puta.

16. Chem iru, me-kwa-ram amara; N'ihi na onye nání ya nọ na onye ewedara n'ala ka m'bu.

17. Ahuhu nile nke obim sara mbara: Me ka m'si na nkpàm nile puta.

18. Hu nweda-n'alam na ọnọdu ọjọm; Bupu kwa nmehiem nile.

19. Hu ndi-irom, n'ihi na ha di ọtutu; Ha ji ikpọ-asi nke na-eme ihe-ike kpọm asi.

20. Debe nkpuru-obim, naputakwam: Ekwela ka ihere mem, n'ihi na ab͕abàwom nime Gi.

21. Ka izu-okè na izi-ezi chezim, N'ihi na elewom anya Gi.

22. Chineke, b͕aputa Israel Na nkpà-ya nile.

About Abù Ọma Chapter 25

Read Abù Ọma Chapter 25 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 25
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 25 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 25?

Abù Ọma Chapter 25 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 25 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Hosea Chapter 1
  2. Jeremaia Chapter 28
  3. Ilu Chapter 26
  4. Ezikiel Chapter 34
  5. Rut Chapter 4
  6. I. Ihe Emere Chapter 22
  7. Abù Ọma Chapter 64

Related Chapters & Readings

  1. Abù Nke Abù Chapter 2
  2. Abù Ọma Chapter 145
  3. Ezikiel Chapter 37
  4. II. Ndi-Eze Chapter 7
  5. Levitikọs Chapter 23
  6. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 53
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *