Abù Ọma Chapter 29

For English

Read Abù Ọma Chapter 29 Online

Read Abù Ọma Chapter 29 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 29

Isi 29

1. Nyenu Jehova, unu umu Chineke, Nyenu Jehova nsọpuru na ike.

2. Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya; Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ.

3. Olu Jehova di n'elu miri: Chineke nke ebube nāma éb͕è-elu-igwe, Jehova nọ n'elu ọtutu miri.

4. Olu Jehova nāda n'ike; Olu Jehova nāda n'ima-nma.

5. Olu Jehova nētiwa osisi cedar; Jehova we tiwasia osisi cedar nke Lebanon.

6. Ọ nēme ka ha nāwuli elu dika nwa-ehi; Bú Lebanon na Siron, dika nwa-atu.

7. Olu Jehova nāwaputa ire ọku.

8. Olu Jehova nēme ka ọzara me nkpatu; Jehova nēme ka ọzara Kedesh me nkpatu.

9. Olu Jehova nēme ka ime nēme nne-ele, Ọ nāb͕uchapu kwa akwukwọ osisi oké ọhia: Ọzọ n'ulo uku Ya ihe hile nāsi, Ebube.

10. Jehova nọduru n'oche-eze n'Iju-miri ahu; Jehova we nọdu dika eze rue mb͕e ebighi-ebi.

11. Jehova gēnye ndi-Ya ike; Jehova gēji udo gọzie ndi-Ya.

About Abù Ọma Chapter 29

Read Abù Ọma Chapter 29 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 29
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 29 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 29?

Abù Ọma Chapter 29 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 29 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 47
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 98
  7. Abù Ọma Chapter 92

Explore More from Agba Ochie

  1. Abù Ọma Chapter 108
  2. Ọpupu Chapter 37
  3. Abù Ọma Chapter 115
  4. Ọpupu Chapter 40
  5. Jenesis Chapter 44
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 8
  7. Deuteronomi Chapter 31

Related Chapters & Readings

  1. II. Ihe Emere Chapter 10
  2. Ezikiel Chapter 13
  3. Aisaia Chapter 33
  4. Jeremaia Chapter 39
  5. Abù Ọma Chapter 31
  6. Deuteronomi Chapter 28
  7. Ilu Chapter 15
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *