Read Abù Ọma Chapter 115 Online
Read Abù Ọma Chapter 115 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 115
Isi 115
1. Ọ bughi ayi, Jehova, ọ bughi ayi, Kama ọ bu aha-Gi ka I gēnye nsọpuru, N'ihi ebere-Gi, na n'ihi ezi-okwu-Gi.
2. N'ìhi gini ka mba nile nāsi, Biko, òle ebe Chineke-ha nọ?
3. Ma Chineke-ayi nọ n'elu-igwe: Ihe nile nke tọrọ Ya utọ ka O meworo.
4. Arusi nile ha bu ọla-ọcha na ọla-edo, Ọlu aka madu.
5. Ha nwere ọnu, ma ha adighi-ekwu okwu; Ha nwere anya abua, ma ha adighi-ahu uzọ;
6. Ha nwere nti abua, ma ha adighi-anu ihe; Ha nwere imi, ma ha adighi-anuta ísì;
7. Ha nwere aka-ha abua, ma ha adighi-ebitu ihe; Ha nwere ukwu-ha abua, ma ha adighi-eje ije; Ha adighi-ewere akpiri-ha me uṅara.
8. Ndi nēme ha gādi ka ha: E, onye ọ bula nke nātukwasi ha obi.
9. Israel, tukwasi Jehova obi: Iye-aka-ha na ọta-ha ka Ọ bu.
10. Ulo Eron, tukwasinu Jehova obi: Iye-aka-ha na ọta-ha ka Ọ bu.
11. Unu ndi nātu egwu Jehova, tukwasinu Jehova obi: Iye-aka-ha na ota-ha ka Ọ bu.
12. Jehova echetawo ayi: Ọ gāgọzi ayi: Ọ gāgọzi ulo Israel; Ọ gāgọzi ulo Eron.
13. Ọ gāgọzi ndi nātu egwu Jehova, Ma ndi ntà ma ndi uku.
14. Ka Jehova tukwasiri unu madu, Ka Ọ tukwasiri unu, tukwasi-kwa-ra umu-unu.
15. Ndi agọziri agọzi diri Jehova ka unu bu, Onye meworo elu-igwe na uwa.
16. Elu-igwe bu elu-igwe Jehova nwere; Ma uwa ka O nyeworo umu madu.
17. Ndi nwuru anwu adighi-eto Ja, Ndi nile kwa ndi nārida n'ebe inọ-dū, ha adighi-eto Ya;
18. Ma ayi onwe-ayi gāgọzi Ja Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi. Tonu Ja.
About Abù Ọma Chapter 115
Read Abù Ọma Chapter 115 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 115
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 115 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 115?
Abù Ọma Chapter 115 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 115 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 92
Explore More from Agba Ochie
- Abù Ọma Chapter 57
- I. Samuel Chapter 9
- I. Ihe Emere Chapter 6
- Abù Ọma Chapter 105
- Ọnu-Ọgugu Chapter 11
- Zekaraia Chapter 2
- Emos Chapter 6