Abù Ọma Chapter 124

For English

Read Abù Ọma Chapter 124 Online

Read Abù Ọma Chapter 124 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 124

Isi 124

1. Asi na ọ bughi Jehova Nke diri ayi, Biko, ka Israel kwue otú a, si;

2. Asi na ọ bughi jehova Nke diri ayi, Mb͕e madu biliri imegide ayi:

3. Mb͕e ahu ha gēlowori ayi na ndu, Mb͕e iwe-ha di ọku n'aru ayi:

4. Mb͕e ahu miri gēruchapuwori ayi, Miri-iyi gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

5. Mb͕e ahu miri di nganga gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

6. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu, Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u.

7. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà: Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.

8. Iye-aka-ayi di n'aha Jehova, Onye meworo elu-igwe na uwa.

About Abù Ọma Chapter 124

Read Abù Ọma Chapter 124 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 124
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 124 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 124?

Abù Ọma Chapter 124 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 124 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 80

Explore More from Agba Ochie

  1. II. Ihe Emere Chapter 21
  2. Hosea Chapter 7
  3. Ndi-Ikpe Chapter 7
  4. Jeremaia Chapter 14
  5. II. Ihe Emere Chapter 26
  6. Jeremaia Chapter 29
  7. Aisaia Chapter 4

Related Chapters & Readings

  1. Ezikiel Chapter 10
  2. Luk Chapter 9
  3. II. Samuel Chapter 17
  4. II. Ndi-Eze Chapter 14
  5. I. Ndi-Eze Chapter 15
  6. Maika Chapter 2
  7. Jeremaia Chapter 48
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *