Read Abù Ọma Chapter 54 Online
Read Abù Ọma Chapter 54 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 54
Isi 54
1. Chineke, were aha-Gi zọputam, Were kwa idi-ike-Gi kpem ikpe.
2. Chineke, nuru ekperem; Ṅa nti n'okwu nile nke ọnum.
3. N'ihi na ndi ala ọzọ ebiliwo imegidem, Ndi nēme ka madu ma jijiji achọwo kwa nkpuru-obim: Ha edoghi Chineke n'iru ha. Selah
4. Le, Chineke bu onye nēyerem aka: Onye-nwe-ayi nọ n'etiti ndi nākwagide nkpuru-obim.
5. Ọ gēnyeghachi ndi nēchem anwu ihe ọjọ ha: Were ezi-okwu-Gi kpochapu ha.
6. M'gēji onyinye-afọ-ofufo churu Gi àjà: M'gēkele aha-Gi, Jehova, n'ihi na ọ di nma.
7. N'ihi na ọ bu na nkpab͕u nile ka Ọ naputaworom; Anyam elekwasiwo kwa ndi-irom.
About Abù Ọma Chapter 54
Read Abù Ọma Chapter 54 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 54
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 54 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 54?
Abù Ọma Chapter 54 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 54 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 92
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 112
Explore More from Agba Ochie
- Aisaia Chapter 18
- Abù Ọma Chapter 57
- Eklisiastis Chapter 1
- Hosea Chapter 4
- Ezikiel Chapter 24
- Ezikiel Chapter 43
- Ezra Chapter 3