Abù Ọma Chapter 144

For English

Read Abù Ọma Chapter 144 Online

Read Abù Ọma Chapter 144 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 144

Isi 144

1. Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú oké nkumem, bu, Onye nēzí akam abua ilu ọ̀gù: Onye nēzí nkpisi-akam ibu agha:

2. Eberem, na ebem ewusiri ike, Na ulo-elum, na onye m'nwere ime ka m'b͕apu; Na ọtam, na onye m'b͕abàworo nime ya; Onye nāzọda ndim n'okpurum.

3. Jehova, gini ka madu bu, nke I nāmara ya? Na nwa nke madu, nke I nēchè èchìchè bayere ya?

4. Madu yiri otù nku-ume Ubọchi-ya nile di ka onyinyo nāgabiga.

5. Jehova, rulata elu-igwe-Gi, we rida: Metu ugwu aka, ha gākwu kwa anwuru-ọku.

6. Me ka àmùmà b͕uputa, we me ka ha b͕asa; B͕apu àkú-Gi nile, we chusa ha.

7. Si n'elu setipu aka-Gi; Dọputam, naputakwam n'ọtutu miri, N'aka ndi ala ọzọ;

8. Ndi ọnu-ha kwuworo okwu efu, Aka-nri-ha bu kwa aka-nri ugha.

9. Chineke, abù ọhu ka m'gābùku Gi: Une nke akwara iri ka m'gēji bùkue Gi abù ọma.

10. Ọ bu onye nēnye ndi-eze nzọputa: Onye nādọputa Devid, bú orù-Ya, n'ọnu mma-agha jọrọ njọ.

11. Dọputam, nāputakwam n'aka ndi ala ọzọ, Ndi ọnu-ha kwuworo okwu efu, Aka-nri-ha bu kwa aka-nri ugha.

12. Mb͕e umu-ayi ndikom di ka ihe akuru n'ala, ndi anēme ka ha bùe ibù mb͕e ha di na nwata; Umu-ayi ndinyom di ka ogidi nkuku ulo atuworo akika dika ihe-atù nke ulo uku;

13. Ọba-ayi ejuwo, nēweputa ihe nile di iche iche; Igwè ewu na aturu nile ayi nāmuputa nnù abua na ọgu iri nnù abua na ọgu iri, orú nnù na nnù ise orú nnù na nnù ise, n'èzí nile ayi;

14. Anēboju ehi nile ayi ibu nke-ọma; Ọ dighi nitpú di na mb͕idi-ayi, ọ dighi kwa ọpupu di, Ọ dighi kwa iti-nkpu di n'amá nile ayi;

15. Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu, nke di otú a: Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu, nke Jehova bu Chineke-ha.

About Abù Ọma Chapter 144

Read Abù Ọma Chapter 144 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 144
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 144 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 144?

Abù Ọma Chapter 144 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 144 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 146
  3. Abù Ọma Chapter 10
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 92
  6. Abù Ọma Chapter 47
  7. Abù Ọma Chapter 112

Explore More from Agba Ochie

  1. Jenesis Chapter 39
  2. Aisaia Chapter 47
  3. II. Ndi-Eze Chapter 21
  4. Abù Ọma Chapter 119
  5. Job Chapter 30
  6. Maika Chapter 5
  7. Ezra Chapter 5

Related Chapters & Readings

  1. Emos Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 57
  3. Ndi-Hibru Chapter 11
  4. Aisaia Chapter 53
  5. Aisaia Chapter 42
  6. I. Samuel Chapter 14
  7. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 6
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *