Read Abù Ọma Chapter 93 Online
Read Abù Ọma Chapter 93 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 93
Isi 93
1. Jehova bu eze; idi-elu ka O yiriworo dika uwe; Jehova eyiriwo uwe, O werewo ike ke Onwe-ya n'úkwù: Ọzọ, elu-uwa dum madu bi nēguzosi ike, adighi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya.
2. Oche-eze-Gi eguzosiwo ike site na mb͕e ochie: Site na mb͕e ebighi-ebi ka I nọ.
3. Osimiri eweliwo olu-ha, Jehova, Osimiri eweliwo olu-ha; Osimiri nēweli ebili-miri nile ha elu.
4. Kari olu nile nke ọtutu miri, Kari ebili-miri nile di ebube nke oké osimiri, Jehova Nke nọ n'ebe di elu di ebube.
5. Ihe-àmà-Gi nile kwesiri ntukwasi-obi nke-uku: N'ebe ulo-Gi di idi-nsọ mara nma, Jehova, rue ubọchi nile nke ndu di ogologo.
About Abù Ọma Chapter 93
Read Abù Ọma Chapter 93 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 93
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 93 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 93?
Abù Ọma Chapter 93 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 93 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 47
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 92
Explore More from Agba Ochie
- Joshua Chapter 1
- II. Ihe Emere Chapter 32
- Ilu Chapter 23
- Jenesis Chapter 42
- I. Ndi-Eze Chapter 1
- Deuteronomi Chapter 12
- Jeremaia Chapter 4