Abù Ọma Chapter 63

For English

Read Abù Ọma Chapter 63 Online

Read Abù Ọma Chapter 63 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 63

Isi 63

1. Chineke, ọ bu Chinekem ka I bu; anamachọsi Gi ike: Akpiri Gi akpọwo nkpuru-obim nku, anu-arum achọsiwo Gi ike, N'ala ọkpọ-nku na nke ida-#mbà, ebe miri nādighi.

2. Otú a ka m'lekwasiworo Gi anya n'ebe nsọ gi, Ihu ike-Gi na nsọpuru-Gi.

3. N'ihi na ebere-Gi di nma kari ndu; Eb͕ub͕ere-ọnum abua gāja Gi.

4. Otú a ka m'gāgọzi Gi mb͕e m na-ādi ndu: N'aha-Gi ka m'gāchili akam elu.

5. Afọ nēju nkpuru-obim dika agāsi na o rijuru umi-anu na abuba afọ; Ọ bu kwa eb͕ub͕ere-ọnu nke nēti nkpu ọṅù ka ọnum nēji to Gi;

6. Ọ buru na echetam I n'elu utem, Nime nche-abali nile ka m'nātughari uchem na Gi.

7. N'ihi na I buworom iye-aka, Ọ bu kwa n'okpuru ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'nēti nkpu ọṅù.

8. Nkpuru-obim nārapara Gi n'aru n'iso Gi n'azu: Mu ka aka-nri-gi jideworo.

9. Ma ndi ahu, ọ bu ime ka ọ la n'iyì ka ha nāchọ nkpuru-obim, Ha gābà n'ebe nile di ala nke uwa.

10. Agarara ha nye n'aka mma-agha: Òkè nke nkita-ọhia ka ha gābu.

11. Ma eze gāṅuri na Chineke: Onye ọ bula nke nēwere Ya ṅu iyi gānya isi; N'ihi na agēkpuchi ọnu nke ndi nēkwu okwu-ugha.

About Abù Ọma Chapter 63

Read Abù Ọma Chapter 63 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 63
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 63 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 63?

Abù Ọma Chapter 63 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 63 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 146
  2. Abù Ọma Chapter 47
  3. Abù Ọma Chapter 98
  4. Abù Ọma Chapter 92
  5. Abù Ọma Chapter 64
  6. Abù Ọma Chapter 10
  7. Abù Ọma Chapter 3

Explore More from Agba Ochie

  1. I. Ihe Emere Chapter 9
  2. Abù-Ákwá Chapter 4
  3. Aisaia Chapter 55
  4. II. Ndi-Eze Chapter 17
  5. Levitikọs Chapter 14
  6. Deuteronomi Chapter 27
  7. Abù Ọma Chapter 107

Related Chapters & Readings

  1. I. Ndi Kọrint Chapter 16
  2. Abù Ọma Chapter 90
  3. Ọpupu Chapter 4
  4. Ndi-Hibru Chapter 5
  5. Ndi-Hibru Chapter 10
  6. Ọnu-Ọgugu Chapter 34
  7. Mak Chapter 13
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *